Ọgwụgwụ Dị N'Ọdịda (ihe nkiri)
njedebe di nso bu ihe nkiri nke afo (2012) ugezu j ugezu duru ya cajetan obi bu kwa onye nke dere ya
Ọgwụgwụ Dị nso bụ Ihe nkiri Nollywood nke afọ 2012 nke Ugezu J. Ugezu duziri ma Cajetan Obi dere.
Ndị na-eme ihe nkiri
dezie- Esther Audu
- Ndidi Ozokwor
- Chika Ike
- Solomon Akiyesi
- Yul Edochie
- Chacha Eke
- Vitalis Ndubuisi