Chacha Eke
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria
Chacha Eke
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha n'asụsụ obodo | Chacha Eke |
Aha ọmụmụ | Chacha Eke |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ebonyi |
Dị/nwunye | Austin Faani |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Ȯra Ebonyi |
Ụcha ime anya | black |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Charity Eke, onye àmà ama dika Chacha Eke Faani, bụ otu onye omee ihe onyoonyo n'ala Naijiria nke bi na Delta State. Ọ pụtara ihe oge ọ mechara otu ihe onyoonyo n'afọ 2012 The End is Near.[1]
Ndụ gboo ya, Agụm Akwụkwọ n'Ọrụ ya dezie
A mụrụ Eke n' Ebonyi State, ọwụwa anyanwụ Nigeria.[2] Ọ gara akwụkwọ Ọtaakara na Praimari n' ESUT Nursery & Primary School dị n'Ebonyi State, gụọ Akwụkwọ Sekọndarị na Our Lord Shepherd International School dị n'Enugu.[3] Ọ nwetere nzere B.Sc na Accountancy na Mahadum Ebonyi State University .[4]
Filmografi dezie
Ndụ ya dezie
Eke bụ nwa Ebonyi State Kọmishọna na-ahụ maka Agụmakwụkwọ, Professor John Eke. Ọ lụrụ Mazị Austin Faani onye Ntuziaka ihe Onyoonyoo n'afọ 2013, ha mụtara ụmụ nwanyi abụọ: Kamara Faani na Kaira Faani.
Nrụtụaka dezie
- ↑ NOLLYWOOD ACTRESS CHACHA EKE AND HUSBAND SHARED ADORABLE PHOTOS TO MARK 2ND YEAR ANNIVERSARY. Naijezie (1 June 2015). Archived from the original on 11 July 2017. Retrieved on 23 October 2015.
- ↑ Chacha Eke. Afrinolly. Retrieved on 23 October 2015.
- ↑ Charity ‘Chacha’ Eke. Naij. Retrieved on 23 October 2015.
- ↑ Agadibe, Christian. "Motherhood transformed me –ChaCha Eke", The Sun News, 26 July 2015. Retrieved on 23 October 2015.
Njikọ mpụgha dezie
- Chacha Eke na IMDbIMDb