Open main menu

Òrìmìlì Pacific

Pacific Ocean

Pacific Ocean bu oke osimiri e kere mgbe a kewasiri-akewa Osimiri uwa n'ise. O kachasiri ndi miri ozo nile e kere na oke osimiri ahu. Pacific Ocean no na aga Asia na Australia na otu aka, no na agaga ala ukwu Amerika na aka ozo, bu n'elu Antarctica ma okpuru ebe Arctic.

Lee nke ozoMèzi