Amerikas
Ebe Amerikạ bu ebe obodo ukwu nwere ndi Njikọ̀taọ̀hà, na Kánada, na Brazil. Obodo ukwu ahu di na abwo: ana-kpo ebe elu ya, North Amerika. Ala Njikọ̀taọ̀hà, Kánada, na Mexico no nga na. Ebe okpuru ya ana-kpo South Amerika. Nke bu ebe ala Brazil na Argentina no.