Zoro (musician)
Zoro
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Owoh Chimaobi Chrismathner |
aha pseudonym | Zero, Zoro Swagbag |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Maachị 1990 |
Ebe ọmụmụ | Onịchạ |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu, onye na-abụ abụ, rapper |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
agbụrụ | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Owoh Chimaobi Chrismathner, Audio nke stagename ya nke Zoro mara, bụ onye na- agụ egwu ala Naijiria ma n'edekwa ya ede, o bụkwazi onye o bụ abụ na onye na-eme ihe nkiri. A mụrụ Zoro na Machị 20, 1990, na Onitsha, Anambra State . Ihe na arụ di ọtụtụ nke gụnyere Igbo rap, hip hop na Afro pop. [1]
Afọ | Nkọwa onyinye | N'ihi | Ref | |
---|---|---|---|---|
2016 | Ugo Egwu Nkili Naijiria | Echiche kacha mma gbasara amaala | Merie | [2] |
2017 | City People Entertainment Awards | Revelation Of The Year | Ahọpụtara | [3] |
2017 | All Africa Music Awards | Group In African Traditional | Ahọpụtara | [4] |
2018 | All Africa Music Awards | Best Rap Act | Ahọpụtara | [5] |
2018 | The Headies | Next Rated | Ahọpụtara |
- ↑ Indigenous Rapper, Zoro Buys Another New Car. informationng. Retrieved on 20 April 2018.
- ↑ Reekado Banks, CDQ, Harry Song, Zoro, Others Win Big At The 2016 Nigeria Music Video Awards [See List Of All Winners]. Naijaloaded. Retrieved on 17 December 2016.
- ↑ LIST OF NOMINEES FOR 2017 CITY PEOPLE MUSIC AWARDS. citypeopleonline.
- ↑ See full list of nominees. Pulse ng. Archived from the original on 2018-07-01.
- ↑ Complete List Of Nominees For AFRIMMA 2018. Guardian Newspaper. Retrieved on 25 July 2018.