Zineb Redouani
Zineb Redouani
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
obodo maka egwuregwu | Morocco |
aha enyere | Zineb |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 2000 |
Ebe ọmụmụ | Meknes |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Raja Aïn Harrouda, AS FAR women, Morocco men's national football team, Morocco women's national under-20 football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Zineb Redouani (Arabic; amụrụ na 12 Junnu 2000) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agbachitere ASFAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Ọrụ klọb
dezieRedouani agbaala bọọlụ maka ASFAR na Morocco.[1]
Ọrụ mba ụwa
dezieRedouani emeela maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge Aisha Buhari Iko.[1]
Nsọpụrụ
dezie- IFFHS Ndị otu Africa nke afọ: 2022[2]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Babatunde. "Aisha Buhari Tournament: Morocco stun Cameroon in the clash of the Lionesses", KICK442, 16 September 2021. Retrieved on 17 September 2021. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "K" defined multiple times with different content - ↑ IFFHS. www.iffhs.com. Retrieved on 2023-01-24.