Zinabou Touré bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Togolese. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị isii a họpụtara ka ọ bụrụ ndị omeiwu nke Togo na afọ 1979; ndị ọzọ bụ Abra Amedomé, Cheffi Meatchi, Kossiwa Monsila, Essohana Péré, na Adjoavi Trenou.[1]

Ebesidee dezie

  1. Togo : La sous-représentativité des femmes au Parlement dure depuis 1961 !. fr.africatime.com. Archived from the original on 12 September 2017. Retrieved on 22 November 2017.