Josephine Cheffi Meatchi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Togolese.

Meatchi bụ otu n'ime ụmụ nwanyị isii a họpụtara ka ha bụrụ ndị omeiwu nke Togo na afọ 1979; ndị ọzọ bụ Abra Amedomé, Kossiwa Monsila, Essohana Péré, Zinabou Touré, na Adjoavi Trenou.[1] Ọ bụ nwunye osote onye isi ala Togo Antoine Meatchi, ya onwe ya mechara rụọ ọrụ na gọọmentị; ọ bụ odeakwụkwọ nke steeti maka Social and Women's Affairs na afọ 1984.[2][3]

Ebesidee dezie

  1. Togo : La sous-représentativité des femmes au Parlement dure depuis 1961 !. fr.africatime.com. Archived from the original on 12 September 2017. Retrieved on 22 November 2017.
  2. The Pittsburgh Courier from Pittsburgh, Pennsylvania on May 15, 1965 路 Page 11. Newspapers.com (1965-05-15). Retrieved on 2017-11-22.
  3. OUTREACH GRANT PROJECT ASSESSMENT - TOGO AND BENIN. usaid.gov (April 1984). Archived from the original on 15 July 2021. Retrieved on 22 November 2017.