Zainab Damilola Alabi
ọnye na-egwu badminton
Zainab Damilola Alabi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Zainab Damilola Alabi |
Aha enyere | Zainab, Damilola |
aha ezinụlọ ya | Alabi |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 2002 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa, Spanish |
Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton |
ụdị egwuregwu | badminton |
so na | badminton at the 2018 African Youth Games – women's singles, badminton at the 2018 African Youth Games – mixed doubles, badminton at the 2019 African Games – mixed team |
Zainab Damilola Alabi (ka amụrụ n' ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Ọktoba 2002) bụ onye egwuregwu badminton nke Naijiria.[1] O sonyere na nnukwu ihe omume badminton na mpaghara na mba ụwa. Dị ka onye egwuregwu na-eto eto, o ritere ọla nchara atọ na 2018 African Youth Games nke emere na Algiers, Algeria.[2] Alabi ritere ọla nchara nke ụmụ nwanyị na 2019 African Championship, yana ọla edo nke ndị otu na 2019 Rabat African Games.
Ihe ịga nke ọma dezie
Asọmpi Afrịka dezie
Ụmụnwanyị na-alụbeghị di
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2019 | Alfred Diete-Spiff Centre, Port Harcourt, Nigeria | Dorcas Ajoke Adesokan | 20–22, 19–21 | Ọla nchara |
Egwuregwu Ndị Ntorobịa Afrịka dezie
Ụmụagbọghọ na-alụbeghị di
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2018 | Salle Protection-Civile de Dar El-Beïda, Algiers, Algeria | Halla Bouksani | 18–21, 13–12 | Ọla nchara |
Ngwakọta okpukpu abụọ
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2018 | Salle Protection-Civile de Dar El-Beïda, Algiers, Algeria |
Daniel Christopher Egbonyi | Ahmad Balarabe Umar Sofiat Arinola Obanishola |
18–21, 18–21 | Ọla nchara |
Edensibia dezie
- ↑ Player: Zainab Damilola Alabi. bwfbadminton.com. Badminton World Federation. Retrieved on 6 July 2020.
- ↑ BCA Annual Report 2018. badmintonafrica.com. Badminton Confederation Africa. Retrieved on 6 July 2020.