Yinka Kudaisi

Onye na agba boolu
Yinka Kudaisi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoYinka Kudaisi Dezie
Aha enyereYinka Dezie
aha gọọmentiYinka Kudaisi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Ọgọọst 1975 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuQBIK, Pelican Stars F.C., Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Yinka Kudaisi (amụrụ na ubochi iri-abuo na ise nke Ọgọst 1975) bụ onye Naijiria. onye gbachitere ndị Naijiria azụ na otu egwuregwu bọọlụ nke ụmunwanyị Naịjirịa Na egwuregwu bọọlụ na asọmpi Summer Olympic 2004 . Na ọkwa klọb, ọ gbara ndiPelican Stars boolu . [1]

Hụkwa dezie

  • Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004

Edensibia dezie

Njikọ mpụga dezie

  • Yinka Kudaisi – FIFA competition record (archived)
  •