Ycee

o bụ onye Naijiria rapper, onye na-agụ abụ na onye na-ede abụ. Amụrụ ya na Festac Town, ụlọ obibi na Lagos State, Nigeria.
Ycee
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMartin Dezie
aha pseudonymYCEE Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Jenụwarị 1993 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, rapper, onye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
isi agụmakwụkwọmarine biology Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịAfrican popular music, egwu hip hop Dezie

Àtụ:Infobox musical artist YCee

Ycee na Flytime Promotions na Disemba 2017

Nkọwa Onwe

Aha Oludemilade Martin Alejo

Amaara ya dịka Zaheer

Amụrụ ya na Jenuwarị 29, 1993 (afọ 27)

Legọọs Steeti, Naịjirịa

Nkenụụdị

Afuropọpụ

hipụ-họpụ

Akaọrụ

Rapa

otii egwu

odee egwu

Ngwa egwu

Olu

rapụ

Afọ ọ nọ ọrụ 2012–ugbua

Lebeelụ

ANBT (kịta)

Tinny (mbụ)

Sony (mbụ)

Ndị egwu

Olamide

Bella Alubo Oludemilade Martin Alejo (amụrụ ya na Jenụwarị 29, 1993), onye ama ama dịka Ycee (nke akpọkwara aha ya YCee ), bụ onye egwu Naịjirịa, onye otii egwu na onye na-ede egwu. [1] Ọ wubelụ ewu mgbe o tisiri "Condo", nke gosipụtara Patoranking, nke mere ka ọ nwee nhọpụta abụọ na 2015 "Nigeria Entertainment Awards" . [2] A họpụtakwara ya maka Onye egwu kachasị mma na Afrịka Pọpụ na 2015 "All Africa Music Awards" [3] na nke "Next Rated" na "The Headies" 2016 . [4] Ycee bịanyere aka na ndekọ na Sony Music na Ọktoba 2016, mana ọ kwụsịrị nkwekọrịta ya na akara ahụ na Febuwarị 2018. [5]

Mmalite ndụ na Agụmakwụkọ dezie

A mụrụ Ycee na Festac Town, ụlọ obibi na Legọọsụ Steeti, Naịjirịa. Ọ gụsịrị praịmarị ya na Dr. Soyemi Memorial Nọzịrị na Praịmarị Sukulu. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Sekọdịrị ndị Navy nke Nigeria na Ojo maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya. Ycee gụrụ akwụkwọ banyere bayọlọjị mmiri na Mahadum Legọọsụ . [6]

Ọrụ dezie

Ycee malitere ọrụ egwu ya na 2012 dị ka onye na-agụ egwu. Ọ bịanyere aka na ndekọ na Tinny Entertainment. N'ihi ọrụ agụmakwụkwọ ya, ọ kwụsịrị obere oge na egwu mgbe ọ natara ohere ịbanye na Mahadum Legọọsụ . [7] Ycee wepụtara egwu a kpọrọ "Condo" na Mee 2015; a họpụtara ya maka Mmekọrịta Kacha Mma nke Afọ na Egwu Vidiyo kacha mma nke Afọ na 2015 "Nigeria Entertainment Awards" . [8] Na 20 Julaị 2015, ọ wepụtara otu egwu "Jagaban". Olamide onye na-eti egwu Naịjirịa gwara ya ka o gosipụta ya na rimisi. [9] Ọ nwetakwara n'ihu n'ihu mgbe ọ natara nhọpụta maka Mkpughe nke Afọ na 2015 "MTV Africa Music Awards" . Ọzọkwa, a họpụtara ya maka Onye egwu ọhụrụ nke Afrịka Pọpụ na 2015 "All Africa Music Awards" . [10]

Ycee rere nnukwu egwu na O2 Academy Islington na 12 Jenụwarị 2018. Egwu ahụ gosipụtara arụmọrụ ndị ọzọ site n'aka ndị ọchụnta ego ya Bella Alubo, Sona, Eugy, Ms. Banks na Flosha. [11] Na 15 Jenụwarị 2019, ọ kwupụtara na Instagram na ọ hapụgo Tinny Entertainment. [12] O kwupụtakwara mwepụta nke ndekọ lebelụ ya bụ ANBT, nke mkpọru aha ya bụ Ain't Nobody Badder Than. [13]

Ycee wepụtara studio abọm mbụ ya Ycee vs Zaheer na 8 Nọvemba 2019. [14] Ọ bụ ngwakọta nke hipụ-họpụ, ọnyà, Afurobiiti, Afuro-haọsụ, haịphi, R&B na alte. Abọm ahụ sochiri egwu 8 mpụta mbụ EP First Wave (2017) na ya ntikọta EP nke Bella Alubo, akpọrọ Late Night Vibrations (2018). Onye mepụtara abọm ahụ bụ Adey, Jay Bidz, Ballertosh, Fanatix, BeatsbyKarma, Syn X, Krizbeatz, Jay Popping, Buzzin Producer, AP Da Don, Abụọ asaa, Elmore, Willis Nye Dem na KO Ọ na-egosipụta mmekorita ya na Davido, Niniola, Phyno, Ms. Banks na Dapo Tuburna.

N'ime oge ọrụ ya na kemgbe ọ ghọrọ onye ama ama, Ycee gosipụtara na ọmarịcha ihe ndekọ iji gbakepụ dịka ndị egwu na-amalite ọhụrụ. O gosipụtara na ihe ndekọ iji mepụta aha onye lebeelụ ya bụ Dapo Turbuna " Nothing " Rimisi na 2016 [15], otu lebeelụ ya Bella na Redio na 2017 tupu ịga n'ihu ịmepụta nkwonkwo EP ya na ya (Late Night Vibrations ) [16] . Ycee gosipụtara na Big Man Doingz [17] nke Arosino n'akụkụ Dapo Tuburna na Karma. Ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ ụzọ ya isi nyeghachi ndị omenkà ọhụrụ n'ihi mgbe ọ natara njedebe mmetụta dị otu a site n'aka Olamide na rimisi ya na Jagaban, ihe ịga nke ọma ya na egwu buputere ya n'ụwa.

Ihe nkiri dezie

Studiyo Abọm dezie

  • Ycee vs Zaheer (2019)

EPs dezie

  • First Wave (2017)
  • Late Night Vibrations (with Bella Alubo) (2018)

Abụ ndị ahọpụtara dezie

Afọ Egwu Abọm
2012 "Smile On Me" rowspan="11" Àtụ:N/a
"Pass Me"
2014 "Shots"
2015 "Condo" (featuring Patoranking)
"Jagaban"
"Jagaban" (Remix) (featuring Olamide)
"Omo Alhaji"
2016 "Su Mi"
"Panda" (Cover)
"Omo Alhaji" (Remix) (gosipụtara DJ Maphorisa)
"Ahahn" ("Ooouuu" cover)
2017 "Link Up" (gosipụtara Reekado Banks) First Wave
"Juice" (gosipụtara Maleek Berry)
"Don't Need Bae"
"Wavy"
"Kill Nobody" (gosipụtara Calibrii)
"Bubbly" (gosipụtara Falz)
"Need To Know" (gosipụtara Seyi Shay)
"N.O.U.N" (gosipụtara KLY)
2018 "Say Bye Bye" (gosipụtara Eugy) rowspan="5" Àtụ:N/a
"Your Love"
"Juice" (Remix) (gosipụtara Joyner Lucas)
"My Side"
2019 "Balance"
"Dakun"
"Mo Salah"
"Wahala Dey"

Onyinye na nhọpụta dezie

Afọ Mmemme Nkọwa Onyinye Nnata Result
2015 2015 Nigeria Entertainment Awards Ọkaibe ntikọ nke Afọ "Condo" Ahọpụtara
Ọkaibe vidiyo egwu nke afọ Ahọpụtara
2015 MTV Africa Music Awards Onwe ya Ahọpụtara
2015 All Africa Music Awards Ọkaibe onye egwu Afrịka Pọpụ Ahọpụtara
2016 The Headies 2015 Onye ọhụrụ nke afọ Merie
The Headies 2016 Onye nlegarị anya Onwe ya Ahọpụtara
2017 AFRIMA 2017 Ọkaibe Afrịka hipụ-họpụ Merie
Soundcity MVP Awards Festival Ọkaibe ntikọ ọnụ Ahọpụtara
2019 The Headies 2019 Onye egwu Ahọpụtara

Hụ kwa dezie

  • Ndepụta ndị egwu Naịjirịa

Nsidee dezie

  1. "Olamide Jumps on the Remix to ‘Jagaban’ by Ycee", BellaNaija, 23 October 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  2. "Fresh: Ycee Releases Jagaban Video", Naij, 8 September 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  3. "Olamide, Davido, Wizkid, Sarkodie Dominate All Africa Music Awards (AFRIMA) Categories [FULL LIST]", Entertainment Express, 22 August 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  4. "Headies Awards 2016 : Complete List of Nominees", Culture Custodian, 19 December 2016. Retrieved on 21 September 2017.
  5. Tinny Entertainment announces termination of Ycee’s deal with Sony Music (5 February 2018). Retrieved on 21 February 2019.
  6. Ecomium Weekly. "‘I’m not a womanizer’ – YCEE", Ecomium, 28 July 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  7. Bodunrin, Sola. "Exclusive: Ycee The Jagaban Speaks On His Success", Naij. Retrieved on 30 October 2015.
  8. Ade-Unuigbe, Adesola. "Kiss Daniel, Korede Bello, Falz, Wizkid, Olamide, Davido & More Nominated for the 10th Annual Nigerian Entertainment Awards", BellaNaija, 19 October 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  9. Bodunrin, Sola. "Exclusive: Olamide Teams Up With Jagaban Master, Ycee", Naij, 19 October 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  10. Anazia, Daniel. "Ycee Makes A Come Back To The Music Scene With ‘Condo’", The Guardian, 25 July 2015. Retrieved on 30 October 2015.
  11. YCEE brings the Afrobeats Juice and plenty of sauce with surprise guests at sold-out London show (January 13, 2018). Retrieved on 4 April 2020.
  12. New Year, New Record Label? YCee parts ways with Tinny Entertainment (2019-01-17). Retrieved on 2019-01-15.
  13. Ycee Announces His Own Record Label (2019-01-17). Archived from the original on 2019-01-25. Retrieved on 2019-01-24.
  14. YCee releases debut album, 'YceevsZaheer'. Pulse Nigeria (8 November 2019). Retrieved on 9 November 2019.
  15. BellaNaija.com (2017-07-07). New Music: Dapo Tuburna feat. Olamide & Ycee – Nothing (Remix) (en-US).
  16. Essentials: Bella Alubo and YCee get in their feels for 'Late Night Vibrations' EP (en-US) (2018-01-31).
  17. Arosino - BigMan Doingz ft. Ycee, Dapo Tuburna & Karma « tooXclusive (en-US) (2018-10-04).