Niniola
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | niniola |
aha enyere | Niniola |
aha ezinụlọ ya | Apata |
aha pseudonym | Niniola |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Disemba 1986 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
nwanne | Teni |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, recording artist |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Apata Memorial High School |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
diskografi | Niniola discography |
ụdị | rhythm and blues, soul, African popular music |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Niniola Apata (amụrụ na 15 Disemba 1986), [1] nke eji Niniola nwe mara bụ onye Nigerian na ede ma na agụkwa egwu. [2] O sonyere na emume nke isii nke Project Fame West Africa na 2013. [3] Mgbe o weputara egwu nke izizi ya bu "Ibadi", a hoputara ya dika otu onye na eme ịhe egwu na nka ofuma kwesịrị ilebe anya na 2015 Nigeria Entertainment Awards . [4]
Mmalite ndu na agumakwukwo
dezieNiniola mụrụ na Lagos Steeti . Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Apata Memorial High School . Ọzọkwa, ọ nwetara akara asambodo nke agụmakwụkwọ na Mahadum Lagos . [5]
Ọrụ
dezieNiniola sonyere n'ọtụtụ mmemme na asọmpi mgbe ọ na-aga ụlọ akwụkwọ sekọndrị. [5] O gbara onye nke atọ n’agba nke isii nke Project Fame West Africa . [6] N'oge asọmpi ahụ, ọ gụrụ egwu "Limpopo" ya na Kcee . Ọ gukwara egwu ya bu Cobhams Asuquo -kwadoro a na akpọ "Itura". O kwuru na Dolly Parton, Whitney Houston, Celine Dion, The Cranberries, Madonna, Beyonce na Angélique Kidjo bu ndị ọkacha mara na egwu mere ya ji tiwe egwu. [3]
Niniola wepụtara egwu izizi ya "Ibadi" na 19 Maachị 2014.nke Sarz kwadoro. Ndi mmadu kwadoro ya be egwu oge oputara. Akpọ ya be egwu ugboro ugboro na igwe redio. [7] [8] Eji egwu ya "Ibadi" na "Gbowode" nwe me egwurịegwu oyoyo season 2 nke Gidi Up . NotJustOk gụnyere ya na nmadu ịrị na ịse fa rọputara bu ndị na eme ofuma na ejije di iche iche na afọ 2015. A hoputara Niniola na eme ihe ejije di iche iche ofuma a ga ileba anya na 2015 Nigeria Entertainment Awards . [9] [10]
Niniola weputara egwu "Maradona" nke Sarz kwadoro na 2017. [11] Egwu ahụ so na egwu akpọro ugboro ugboro izuka ịrị na atọ na redio Metro FM nke South Africa, ma buru egwu nke kacha nma na izuka isii. [12] Niniola nwetara nhoputa na 2018 BET Awards maka egwu ya anakpọ "Maradona". [13] [14] Ọ na eti egwu nke obodo Canada bụ Drake na ulọ ọrụ nke na eme ịhe nkiri nke obodo America bụ Timbaland tukwere ya aha. [15] [16]
Na 2019, ejị ufọdu ịhe ọguru na "Maradona" we guọ egwu ana akpọ "Find Your Way Back" nke ọye guru ya bu Beyonce di na albom The Lion King: The Gift . Edekwara Niniola dị ka otu n’ime ndị dere ya be egwu.[17] N’April 2020, ọ natara asambodo nhọpụta Grammy maka ọrụ ya dị ka onye dere egwu ana akpọ The Lion King.[18]
Nkà
dezieNiniola na-akọwa ụdị egwu ya dịka Afro-house nke bu ngwakọta egwu Afrobeat na house music .
Ndụ onwe
dezieNiniola bụ nwanne nwanyị tọrọ ọnye na agu egwu ana akpọ Teni . [19] [20]
Ihe nkiri
dezie- Nke a bụ M (2017)
Onyinye na nhoputa
dezieAfo | Mmenme ihe nrite | Ihe nrite | Mputara |
---|---|---|---|
2015 | Nigeria Entertainment Awards | Most Promising Act to Watch | Ahọpụtara[21] |
Nigerian Achievers Award | Best Promising Female Artist of The Year | Ahọpụtara[22] | |
Lagos Fashion Awards | Most Fashionable Fast Rising Music Star Of The Year Female | Ahọpụtara[23] | |
Scream Awards | Best New Act Female | Ahọpụtara[24] | |
City People Entertainment Awards | Most Promising Act of the Year (Female) | Ahọpụtara | |
2016 | ACI Awards | New Artist Of The Year | Ahọpụtara[25] |
Nigeria Entertainment Awards | Best New Act | Ahọpụtara | |
All Africa Music Awards | Best Female Artiste in West Africa | Ahọpụtara[26] | |
Best Artiste/Duo/Group In African RnB & Soul | Ahọpụtara[27] | ||
Songwriter of the Year In Africa for "Mbilo Mbilo" (Remix) | Ahọpụtara[28] | ||
Best African Collaboration for "Mbilo Mbilo" (Remix) | Merie[29] | ||
Nigerian Music Video Awards | Best RnB Video for "Akara Oyibo" | Ahọpụtara[30] | |
ELOY Awards | Upcoming Female Music Artist | Ahọpụtara[31] | |
Soundcity MVP Awards Festival | Best Collaboration for "Mbilo Mbilo" (Remix) | Ahọpụtara[32] | |
Best New Artiste | Ahọpụtara[33] | ||
Top Naija Music Award | Artiste of the Year | Ahọpụtara[34][35] | |
2017 | Nigeria Entertainment Awards | Best Afropop Female Artiste | Ahọpụtara[36] |
AFRIMMA | Best Newcomer | Ahọpụtara[37] | |
City People Entertainment Awards | Music Artiste Of The Year Female | Ahọpụtara[38] | |
Nigerian Teens Choice Awards | Choice Female Vocalist of the Year | Merie[39] | |
All Africa Music Awards | Best Artiste African Electro | Ahọpụtara[40] | |
Soundcity MVP Awards Festival | Best Female MVP | Ahọpụtara[41] | |
Best Pop | Ahọpụtara[42] | ||
Listener's Choice | Ahọpụtara[43] | ||
2018 | Maya Awards | Youth Artiste of The Year | Merie [44] |
Glazia Awards | Glazia Persons of The Year | Merie [45] | |
The Headies | Best R&B/Pop Album | Ahọpụtara [46] | |
Best Vocal Performance (Female) | Ahọpụtara [46] | ||
Hip Hop World Revelation of the Year | Ahọpụtara [46] | ||
South African Music Awards | Best African Artist Album | Ahọpụtara [47] | |
BET Awards | Viewers Choice Best New International Act | Ahọpụtara [48] | |
IARA Awards | Best International Female Artist | Ahọpụtara [49] | |
Ghana-Naija Showbiz Awards | Best Female Act | Merie[50] | |
Nigeria Entertainment Awards | Afropop Female Artist | Ahọpụtara [51] | |
The Future Awards | The Future Awards Africa Prize in Music | Ahọpụtara[52] | |
Soundcity MVP Awards Festival | Viewer's Choice | Ahọpụtara[53] | |
Best Female MVP | Ahọpụtara[54] | ||
2019 | African Music Magazine Awards | Best Female West Africa | Ahọpụtara [55] |
All African Music Awards | Best Female West Africa | Ahọpụtara [56] | |
Best Artiste,Duo or Group in African Electro | Ahọpụtara [56] | ||
Best African Dance or Choreography | Ahọpụtara [56] |
Hụ kwa
dezie- List of Nigerian musicians
Ebe nsiweta
dezie- ↑ "MTN Project Fame Season 6 Contestants Unveiled", P.M. News, 2 August 2013. Retrieved on 30 May 2016.
- ↑ Ige, Tofarati (8 November 2015). Music industry has been kind to me — Niniola. Vanguard News. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ 3.0 3.1 Ajose, Kehinde (21 February 2015). Why I am still relevant after Project Fame — Niniola Apata. Vanguard News. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Lalaboiy. "The 10th NEA Awards 2015 Nominees List", notJustOk, 11 June 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Ogbeche, Danielle. "Niniola reveals the only challenge she has in music industry", Daily Post News, 18 November 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Akan. "Life After Project Fame: Listen To Niniola - Ibadi", Pulse Nigeria, 19 March 2014. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Michael. "VIDEO: NINIOLA – IBADI (OFFICIAL VIDEO)", Naija Review, 1 December 2014. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Demola OG (21 January 2015). 15 Artists to Watch in 2015. notJustOk. Archived from the original on 10 May 2017. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ Hassan Sanusi (12 June 2015). Full list of nominees for Nigerian Entertainment Awards 2015. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ jonathan. "How ‘Maradona’ singer scored one of the hottest songs in Nigeria – Niniola", Pulse Nigeria, 7 June 2017. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ michael. "Niniola tops Metro Fm South Africa charts with "MARADONA" – Niniola", Officialniniola, 14 January 2018. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ Kami Simmons. "What You Need To Know About Niniola The Afro-House Queen – Niniola", BET, 6 June 2018. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ Bernard Dayo. "Niniola and Wizkid are repping Naija at the 2018 SAMAs for Best African Artiste Album", Ynaija, 22 April 2018. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ OKAYAFRICA. "Apparently Drake Is Niniola's New Big Fan", Okay Africa, 16 April 2019. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ Kam Tambini. "Video: Niniola Talks Afro-House and Getting Co-Signs From Timbaland & Drake", OKAYAFRICA, 12 July 2019. Retrieved on 22 November 2019.
- ↑ "THE LION KING: THE GIFT CREDITS", 19 July 2019.
- ↑ Niniola Receives Grammy Certificate For Her Work On Beyonce’s Album, Gift (en-US) (2020-04-23).
- ↑ "My love for Niniola stronger than music –Teni Entertainer", Punch Newspapers. (in en-US)
- ↑ "Here Are The Things To Love And Admire About Teni Entertainer - Nigerian Entertainment Today", Nigerian Entertainment Today. (in en-GB)
- ↑ Akan, Joey. "NEA Awards 2015:Check out complete winners List", Pulse Nigeria, 8 September 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ "Nigerian Achievers Award 2015 Nominees’ List", HF Magazine, 23 June 2015. Retrieved on 28 May 2016.
- ↑ "LAGOS FASHION AWARDS", Greennews ng, 16 August 2015. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "SCREAM AWARDS", SCREAM AWARDS, 13 August 2015. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "ACI AWARDS", ACI AWARDS, 19 April 2016. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "Afrima Award 2016 Nominees’ List", Afrima, 23 August 2016. Retrieved on 24 August 2016.
- ↑ "Afrima Award 2016 Nominees’ List", Afrima, 8 September 2016. Retrieved on 10 September 2016.
- ↑ "Afrima Award 2016 Nominees’ List", Afrima, 8 September 2016. Retrieved on 10 September 2016.
- ↑ "Wizkid, Phyno, Flavour, others shine at AFRIMA", Afrima, 8 November 2016. Retrieved on 22 November 2016.
- ↑ "2016 NMVA: See Full List Of Nominees", NMVA, 16 November 2016. Retrieved on 22 November 2016.
- ↑ "2016 ELOY: See Full List Of Nominees", ELOY, 5 October 2016. Retrieved on 22 November 2016.
- ↑ "2016 Soundcity MVP: See Full List Of Nominees", Soundcity, 25 November 2016. Retrieved on 1 December 2016.
- ↑ "Soundcity MVP Awards 2016: See full list of winners". Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ Winners Of 2016 (4th Edition) Top Naija Music Awards. Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ 2016 Top Naija Music Awards Shorlisted Nominees (First & Second Batch).
- ↑ "Nigeria Entertainment Award", Notjustok, 10 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.
- ↑ "AFRIMMA Awards & Music Festival 2017", Notjustok, 21 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.
- ↑ "LIST OF NOMINEES FOR 2017 CITY PEOPLE MUSIC AWARDS", Citypeopleonline, 17 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.
- ↑ "NINIOLA BAGS CHOICE FEMALE VOCALIST OF THE YEAR AWARD", Nigerian Teens Choice Award 2017, 9 August 2017. Retrieved on 12 September 2017.
- ↑ "AFRIMA 2017 FULL NOMINEES' LIST", Afrima Award 2017, 11 August 2017. Retrieved on 12 September 2017.
- ↑ "2017 Soundcity MVP Awards Festival Nominees", Soundcity mvp Award 2017, 9 January 2018. Retrieved on 21 January 2018.
- ↑ "2017 Soundcity MVP Awards Festival Nominees", Soundcity mvp Award 2017, 9 January 2018. Retrieved on 21 January 2018.
- ↑ "2017 Soundcity MVP Awards Festival Nominees", Soundcity mvp Award 2017, 9 January 2018. Retrieved on 21 January 2018.
- ↑ "MAYA Awards Africa 5.0 Full List Of Winner", MAYA AWARDS 2018, 5 February 2018. Retrieved on 11 February 2018.
- ↑ "Glazia Persons of The Year – Full List of Recipients and More!", GLAZIA AWARDS 2018, 29 January 2018. Retrieved on 11 February 2018.
- ↑ 46.0 46.1 46.2 "12th Headies Awards Nominees", HEADIES AWARDS 2018, 13 April 2018. Retrieved on 15 April 2018.
- ↑ "NINIOLA BAGS BIG NOMINATION AT THE SOUTH AFRICAN MUSIC AWARDS 2018", SOUTH AFRICAN MUSIC AWARDS 2018, 20 April 2018. Retrieved on 20 April 2018.
- ↑ "NINIOLA SECURES BET AWARDS NOMINATION FOR VIEWERS’ CHOICE BEST NEW INTERNATIONAL ACT", BET AWARDS 2018, 8 June 2018. Retrieved on 8 June 2018.
- ↑ "IARA AWARDS 2018 NOMINATION", IARA AWARDS 2018, 17 July 2018. Retrieved on 1 August 2018.
- ↑ "Sarkodie, Shatta Wale, Patience Nyarko, Others bag Ghana-Naija Showbiz Awards Nominations", Ghana-Naija, 19 September 2019. Retrieved on 19 November 2018.
- ↑ "Nigerian Entertainment Awards 2018: Complete list of nominees", Music in Africa, 12 September 2018. Retrieved on 19 November 2018.
- ↑ "The Future Awards Africa 2018 Nominees List", THE FUTURE AWARDS 2018, 5 December 2018. Retrieved on 28 December 2018.
- ↑ "THE NOMINEES FOR THE 2018 SOUNDCITY MVP AWARDS ARE", Soundcity mvp Award 2018, 12 December 2018. Retrieved on 28 December 2018.
- ↑ "THE NOMINEES FOR THE 2018 SOUNDCITY MVP AWARDS ARE", Soundcity mvp Award 2018, 12 December 2018. Retrieved on 28 December 2018.
- ↑ "The ‘African Giant’ Burna Boy Earns Multiple Nominations at AFRIMMA 2019 Awards & Music Festival", AFRIMMA 2019 AWARDS, 6 August 2019. Retrieved on 19 August 2019.
- ↑ 56.0 56.1 56.2 "The 6Th AFRIMA Nominees List", AFRIMMA 2019 AWARDS, 26 August 2019. Retrieved on 27 August 2019.
Njikọ dị na mpụga
dezie- Official oficicial website