Wives on Strike
Wives on Strike
ụdị | comedy film |
---|---|
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 8 Eprel 2018 |
Onye nduzi | Omoni Oboli |
onye na-emepụta ihe | Omoni Oboli |
Site n'ike mmụọ nsọ | child marriage |
Kijkwijzer rating | 12 |
Wives on Strike bụ ihe nkiri Naijiria nke afọ 2016 nke Omoni Oboli mebere ma duzie ya ma ndị gosipụtara na ya gụnyere Uche Jombo, Chioma Akpotha, Ufuoma McDermott na Kehinde Bankole . [1]
Nkedo
dezie- Uche Jombo
- Chioma Akpotha
- Ufuoma McDermott
- Kehinde Bankole
- Kalu Ikeagwu
- Julius Agwu
- Kenneth Okonkwo
- Sola Sobowale
Atụmatụ
dezieNke a bụ akụkọ nkwutọ banyere otu ụmụ nwanyị ahịa bụ ndị gọnahụrụ di ha inwe mmekọahụ iji kpalie ha ka ha guzoro otu nwata nwanyị nke nna ya manyere ịlụ nwoke n'achọghị ya. E mere ihe nkiri ahụ oge mkparita ụka #ChildNotBride. [2]ka na apụ ọkụ.
nnabata
dezieNnabata dị mkpa
dezieIrede Abumere nke Pulse toro akụkọ tinyere iji ụzọ ọchị e dozi nsogbu ndị siri ike. [3] Magazin Tush welie ogo ihe nkiri a anọ na n'ihe dị ise, ma too ozi ozisara na ihe gbasara ọha mmadụ ewelitere na fim ahụ. [4]
Box Office
dezieMgbe ewepụtara ya, a kọrọ na ihe nkiri ahụ gara ogo dị elu n'ụlọ ọrụ igbe Naijiria. [5]
Nrụtụaka
dezie
- ↑ https://www.nollywoodreinvented.com/2017/03/wives-on-strike.html
- ↑ https://www.pulse.ng/entertainment/movies/wives-on-strike-omoni-oboli-chioma-chukwuka-uche-jombo-deny-husbands-sex-in-trailer-watch-id4731473.html
- ↑ Abumere (April 5, 2016). "Wives On Strike" - an infectious comedy addressing a bigger issue. Pulse. Archived from the original on 2018-02-21. Retrieved on 2018-10-27.
- ↑ Movie Review: Wives On Strike. Tush Magazine. Archived from the original on 2016-10-14. Retrieved on 2018-10-27.
- ↑ Wives on Strike makes N60 million at box-office. Vanguard (May 8, 2016). Retrieved on 2018-10-27.