Kenneth Okonkwo

onye na-eme ihe nkiri nigerian
Kenneth Okonkwo
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
aha enyereKenneth Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya6 Novemba 1968 Dezie
ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọNigerian Law School Dezie

Kenneth Okonkwo Audio (amụrụ ya na ụbọchị nke isii na Nọvemba, n'afọ 1968) bụ onye Nigeria, na-eme ihe nkiri amara maka ọrụ ya na nkiri Living in Bondage dị ka Andy nwa Okeke

Mbido ndụ

dezie

Amụrụ Okonkwo na Nsukka Enugu State .

Ọrụ

dezie

N'afọ 2013, ọ meriri nturu ugo nke African Movie Academy Award na ngosiputa puru iche nke enyere ndi kwubara ihe nkiri nke Nollywood.[1] Na afọ 2015, ndị nhazi City People Entertainment Awards nyere ya ihe nrịba ama pụrụ iche maka ntinye aka ya na uto ntụrụndụ na Nigeria. [2] [3] [4] [5] [6] [7] [8] [9] [10]

Hụ kwa

dezie
  • 9th Africa Movie Academy Awards

Nrụtụaka

dezie