Wendy Lawal

Onye na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya Nigeria
Wendy Lawal
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereWendy Dezie
aha ezinụlọ yaLawal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Febụwarị 1991 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Yewande Lawal Simpson bụ onye na eme ihe nkiri na ihe nlere anya na Naịjirịa. A na-akpọbu ya Yewande Lawal Adebisi. [1] Ọ meriri Miss Lagos Carnival Pageant na 2012. [1] [2]

Akụkọ ndụ dezie

Wendy Lawal bụ onye Ogun State, Nigeria. A mụrụ ya na Febụwarị 21, 1991 na Ogun State. [3] Ọ bụ nwa nke ise n'ime ụmụ isii. Lawal lụrụ Wanri Simpson na 2018. [1] Nne ya nwụrụ na 2020. [2] [4]

Agụmagu akwụkwọ dezie

Agụmgu akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị Wendy Lawal bu na Naijiria, [3] o nwekwara nzere bachelọ na Nka na Mahadum Lagos. [1]

Ọrụ dezie

Ọrụ ime ihe nkiri Lawal bidoro n'afọ 2009 ka o gosichara n'usoro ihe onyonyo Naijiria Living in Lagos. [1] [5] Ọ meriri Miss Lagos Carnival Pageant na n'otu afọ ahụ, ọ nwetara ọrụ iji gosipụta dị ka Shoshanna na ihe nkiri a na-egosiputa na onyonyo bu Tinsel na 2012. [2] [1] ọ gosiputara na obere ihe nkiri, TV na usoro weebụ dị ka: The Men's Club, Jemeji, Journey to Self, The room, Out of Dịghị, Foreign Love, na ndị ọzọ. [6]

Ihe nkiri ahọpụtara dezie

  • Tinsel (2008) [1]
  • Journey to Self (2012) [1]
  • The Men's Club (2018) [3]
  • The Auction (2018)
  • Jimeji (20) [7]
  • The Room (20) [3]
  • Unbreakable (2019)
  • The set up (2019) [8]

Ekele dezie

Wendy Lawal bụ onye mmeriri na Miss Lagos Carnival Pageant, nke emere na Eko Hotels and Suites, Lagos. [9]

Nsidee dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 1.7 Wendy Lawal Biography | Profile | Fabwoman (en-US). FabWoman | News, Style, Living Content For The Nigerian Woman (2019-02-25). Retrieved on 2021-10-27.
  2. 2.0 2.1 2.2 Silas (2020-11-13). Tinsel Star, Wendy Lawal loses mother (en-US). Daily Post (Nigeria). Retrieved on 2021-10-27.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 Who Is Wendy Lawal? The Nollywood Actress Biography, Age, Movies, Net Worth, Husband, Instagram, Wikipedia, Baby (en-US). TheCityCeleb (2020-11-29). Retrieved on 2021-10-27.
  4. Odutuyo (2020-11-13). Nollywood's Wendy Lawal left heartbroken as her mother dies (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-10-27.
  5. Falade (2018-04-21). Even With My Ring, Men Still Make Advances – Tinsel Star, Wendy Lawal (en-GB). Independent Nigeria Newspaper. Retrieved on 2021-10-27.
  6. Wendy Lawal Biography: Age, Husband, Movies & Pictures (en-US). 360dopes (2020-11-22). Retrieved on 2021-10-27.
  7. Izuzu (2017-06-08). Who is your favourite character on "Jemeji"? (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-10-27.
  8. Jim Iyke, Adesua Etomi, Thrill in ‘The Set Up’ (en-US). THISDAY LIVE (2019-06-22). Retrieved on 2021-10-27.
  9. Fasunhan (2012-04-08). Yewande Lawal emerges winner of Miss Lagos Carnival 2012 (en). Ibukunfasunhan. Retrieved on 2021-10-27.

Njikọ mpụga dezie