Victoria Gowon
Victoria Hansatu Gowon (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1946) bụ onye nọọsụ Naijiria na nwanyị mbụ nke atọ nke Naijiria. Ọ lụrụ General Yakubu Gowon onye bụ onye isi ala Naịjirịa site na 1966 ruo na 1975.[1][2]
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Victoria Hansatu Zakari na Ọgọstụ iri abụo na abụo,b1946 n'aka Malam Walter Bala, onye ọrụ gọọmentị na Lydia Fati Zakari na Zaria.[3][4] Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Zaria na Kaduna. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị ya n'afọ 1964.[4] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Nọọsụ na University College Hospital, nke do na Ibadan ma ruo eru dị ka onye nọọsụ edebanyere aha na July 1968.[5] Ọ lụrụ Yakubu Gowon n'oge Agha Obodo Naijiria na Eprel iri na iteghete, 1969 na emume e mere na Cathedral Church of Christ, Legos.[3][6]
Ọ pụtara n'ihu ọha n'ihi na Yakubu Gowon jikọtara ọrụ ya na ọrụ mmeme ya.[1]
Ejiji ya dị ka nwanyị mbụ ka akọwara n'ọdi mfe ebe ọ na-eyi uwe ọdịnala mgbe ọbula.[2][7]
- ↑ 1.0 1.1 Okon-Ekong. "Nigeria: First Ladies - Colourful Brilliance, Gaudy Rays", Thisday, AllAfrica.com, 2010-10-02. Retrieved on 2012-07-26. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "allafrica" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 First Ladies of style (en-US). Punch Newspapers (2017-10-01). Retrieved on 2021-07-31. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":1" defined multiple times with different content - ↑ 3.0 3.1 Obasi (2017-10-07). Of Flora, Victoria and Mariam (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2021-07-30.
- ↑ 4.0 4.1 (1990) NewAfrican Life (in en). IC Publications.
- ↑ Admin (2020-11-20). GOWON,(Dr) Victoria Hansatu (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2021-07-30.
- ↑ Oluleye (2019-11-08). Famous, long lasting monogamous MARRIAGES (en-US). The Nation (Nigeria). Retrieved on 2021-07-30.
- ↑ Nigeria@60: Life & style of First Ladies (en-US). Punch Newspapers (2020-09-27). Retrieved on 2021-07-31.