Victor Osuagwu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Victor |
Ebe ọmụmụ | Imo State |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | A Country Called Ghana, Titus the Village Gossiper |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Victor Osuagwu Audio // m bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri nke meriri City People Movie Special Recognition Award na City People Entertainment Awards ma bụrụ onye bụbu onye isi oche nke Lagos State nke Actors Guild of Nigeria. Victor Osuagwu // __ibo____ibo____ibo__ Ọ bụ ezie na ọ bụ i onye na-eme ihe nkiri City People Movie Special Recognition Award City People Entertainment Awards Lagos State Actors Guild of Nigeria[1][2][3][4]
Victor Osuagwu |
---|
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieOsuagwu si Mbaise Local Government Area nke Imo State na ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa. Mbaise Imo Steeti Osuagwu tolitere na Surulere, Lagos State na mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ nke Naijiria. Surulere Lagos Steeti Osuagwu gụsịrị akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Naịjirịa ebe ọ nwetara asambodo mbụ ya na asambodo WAEC. asambodo WAEC nke mbụ[5]
Ọrụ
dezieIhe odide
dezie- ↑ Emmanuel (2017-10-18). Full List Of Winners At The 2017 City People Movie Awards (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-01.
- ↑ Victor Osuagwu emerges Lagos AGN president (en-GB). Nigerian Entertainment Today (2013-06-17). Retrieved on 2019-12-01.
- ↑ AGN Lagos: Victor Osuagwu hands over to Don Pedro-Aganbi (en-US). Vanguard News (2016-12-17). Retrieved on 2019-12-01.
- ↑ Honour Comes for Victor Osuagwu, as Actor Reaches Out to Children. guardian.ng (23 January 2015). Archived from the original on 2021-11-16. Retrieved on 2019-12-01.
- ↑ Why we created Nollywood Comedy Club –Victor Osuagwu (en-US). Punch Newspapers (21 April 2017). Retrieved on 2019-12-01.