Umuahia North

Okpuru ọchịchị dị na Abịa Steeti, Naijiria
Umuahia North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSteeti Abia Dezie
nhazi ọnọdụ5°32′0″N 7°29′0″E, 5°33′29″N 7°28′7″E Dezie

O nwere mpaghara nari abuo na ano ise km abuo yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 220,660 na ngụkọ 2006.

  • Umuahia
  • Umukabia
  • Umuawa Alaocha
  • Umuagu
  • Umuekwule
  • Ihite Ude
  • Umuda Isingwu
  • Ohuhu

Ihu igwe dezie

Ihu igwe Ụmụahia North bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Obodo a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Umuahia North so ná Obodo nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Ora Abia na Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Umuahia North.

Edensibia dezie