Uhlanga
N'akụkọ ifo ndị Zulu, Uhlanga bụ ala mmiri nke e siri muo mmadụ, ọ bụkwa okwu ndi Zulu maka "reed" nke bụkwa otu okwu dika" omenala ọha na eze.[1][2]
Akụkọ ifo
dezieAkụkọ ifo banyere Uhlanga nwere njikọta dị na etiti ya na akụkọ ifo gbasara Unkulunkulu na Umvelinqangi, ma enwere akụkọ ọdịbendị ọdịnaala dị iche iche na-emegiderịta onwe ha banyere ha atọ.
Dị ka Jacob Olupona si kwuo, Umvelingangi lụrụ Uhlanga, ma eleghị anya n'ihi ọtụtụ ahịhịa Ulanga.[1] Umvelingangi jiri ahịhịa keputa ụmụ
ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị a na-akpndị , onye ọ bụla g nke ha.zobere agbụrụ.
Edemsibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Olupona (2014). African Religions: A Very Short Introduction. Oxford: Oxford University Press, 10. ISBN 978-0-19-979058-6. OCLC 839396781.
- ↑ Leslie (1875). Among the Zulus and Amatongas: With Sketches of The Natives, Their Language and Customs; And The Country, Products, Climate, Wild Animals, &c. Being Principally Contributions To Magazines and Newspapers, 2nd, Edinburgh: Edmonston & Douglas, 149.