Udu

Ụdịrị ihe ndị Igbo ji eti egwu
Udu
obere ụdị nkeimplosive aerophones, percussion vessels Dezie
Ihe ejị mee yaclay Dezie
ndị ji ya eme iheNdị Igbo, Ndi Haụsa Dezie
Hornbostel-Sachs classification111.24+413.2 Dezie

Udu bụ aerophone dị ukwuu (na nke a implosive) na idiophone nke ndị Igbo nke Nigeria . [1] N’ala Igbo, ùdù pụtara ‘arịa’. Nke ite mmiri nwere oghere, ọ bụ ụmụ nwanyị ndị Igbo aku udu na oge mmeme. [2] A na-eji ụrọ eme udu. A na-eji aka aku ya. Ọ na-ewepụta ụda bass site na ịkụ nnukwu oghere nọ ya n'ahu ngwa ngwa. [3] Enwere ọtụtụ ụzọ enwere ike igbanwe uda ya, dabere n'otú esi dose kpisiri aka dị n'elu obere oghere dị n'elu. Ọzọkwa, enwere ike iji mkpịsị aka rụọ corpus dum. Taa, ndị na-eji aka n'aku egwu na udi di iche- iche n'eji ya emeputa egwu.

Sound of plastic, or fiberglass Udu

Ngw'ọrụ ndị enwetara dezie

 
Udus
  • Botija Enweghị aha e dere aha ya bụ Utar enweghị asusu Igbo. Esi m n’agbụrụ ndị Igbo.

Ọ bụ nkwanye ùgwù na-akpọ aha ihe ọdịnala na-enweghị nkwenye ndị obodo Igbo. Aha kwesiri ka ewepu Utar.

  • Ghatam
  1. Alexander Akorlie, Agordoh (2005). African Music: Traditional and Contemporary. Nova Publisher. 
  2. Nzewi, Meki (1991). Musical Practice and Creativity: An African Traditional Perspective. University of Bayreuth. 
  3. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Schlagwerk.