Uche Kalu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Mee 1986 |
Ebe ọmụmụ | Abá |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Uche Kalu onye amụrụ n'abalị̀ iri na isii n'ime ọnwa Mee n'afọ 1986 [1] bụ nwaafọ Nigeria n'agba bọọlụ, ọ na-agbara ndị Altyn Asyr FK na Turkmenistan Higher League [2] .
Ya na onye buburu onye otu Enyimba bụ Henry Uche ma ọ bụ onye otu egwuregwu Naịjirịa bụ midfilda na-agbara mba ụwa nọ India bụ Kalu Uche abụghị nwanne.
Ọrụ
dezieN’afọ 2007, akpọrọ ya dị ka "ọgba bọọlu kachasị dị mkpa na premịa Liigi Naịjirịa dịka o sonyechere Enyimba site na otu ọkwa nke abụọ bụ Bussdor United FC [3] N'afọ ole na ole sochirinụ ọ nọ na-ejikwa mmerụahụ ọ nwere.Ka Mgbalị igafe na otu Botola na Wydad Casablanca na February 2012, [4] ọ laghachiri Enyimba.
Ọ gawara otu Turkish nke abụọ bụ Çaykur Rizespor na August 2012, wee nye goolu ma nye aka na nwulite okwe mbụ ya. [5]
Na Jenụwarị 2014, Uche Kalu sonyeere Adanaspor ná nkwekọrịta mbinye ego. [6]
N'ọnwa Jenụwarị 2015, Kalu gàrà nwale na Kazakhstan Premier League wezugaFC Tobol, [7] Ọ binyere aka nkwekọrịta otu afọ na klọb a n'abalị isii n'ime ọnwa February 2015. [8]
Kalu laghachiri na Adanaspor na Jenụwarị 2016, wee debanye nkwekọrịta otu afọ na ụmia ise.
Na 24 Eprel 2016 Adanaspor wetara ikike isonye na okwe mbụ Turkish ka afọ iri na abụọ gachara. Kalu Uche sonyere gba nnukwu mbọ na akụkọ ọma a. [9]
Na August 2019, Uche Kalu nke Niger na Kenya Peter Opiyo binyere aka na nkwekọrịta FC Altyn Asyr si Turkmenistan [10] . Nke a bụ onye egwuregwu bọọlụ mbụ si mba ofesi na akụkọ gbasara klọb a na 2019 Ýokary Liga .
Ọrụ mba ụwa
dezieỌ bụ onye otu B Naịjirịa ndị meriri na WAFU Nations Cup 2010 . Nkwudosike ya mere ka onye nchịkwa klọb Naịjitịa bụ Stephen Keshi kpọlite ya na 2012. Ọ gbara okwe mbụ ya na Eagles n'enweghị goolu ọbụla,megide Angola na Jenụwarị 2012. O nyere goolu nke mbụ ya na egwuregwu enyi na enyi ha gbara n'afọ ahụ megide Egypt .
Nrụtụaka
dezie- ↑ Enyimba team page. Archived from the original on 2011-12-09. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ Altyn Asyr FK - Team Info. GSA. Retrieved on 24 August 2019.
- ↑ SPECIAL REPORT – LIST OF SCORERS IN THE NIGERIA FOOTBALL LEAGUE 2009-2010 (PART ONE).
- ↑ Striker Uche Kalu rejoins Enyimba after failed Wydad transfer - Goal.com.
- ↑ Kalu dazzles on Turkish debut. Archived from the original on 2016-03-22. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ Error - /article.xhtml: value of context variable is not an instance of the component bound to the context variable: news. If you are using hot deploy, you may have attempted to hot deploy a session or application-scoped component definition while using an old instance in the session.. nigeriafootball.com. Archived from the original on 14 March 2017. Retrieved on 13 March 2017.
- ↑ Уче Калу прибыл в расположение Тобола (Russian). sports.kz/ (29 January 2015). Retrieved on 29 January 2015.
- ↑ Нигерийский кочевник (Russian). FC Tobol (6 February 2015). Retrieved on 6 February 2015.
- ↑ Adanaspor Uche Kalu’yu 1.5 yıllığına renklerine bağladı (Turkish). Adanaspor (7 January 2016). Retrieved on 8 January 2016.
- ↑ [1]