Toyin Afolayan
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria
Toyin Afolayan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Toyin Afolayan |
Aha ọmụmụ | Toyin Afolayan |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Septemba 1959 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Kwara |
Ikwu | Kunle Afolayan, Gabriel Afolayan, Aremu Afolayan, Moji Afolayan, Adeyemi Afolayan |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Toyin Afolayan (A mụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ na anọ nke ọnwa Septemba n'afọ1959) nke a maara nke ọma dị ka Lola Idije bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri.[1] Ọ nwetara nkwado mgbe ọ pụtara dị ka Madam Adisa na ihe nkiri n'afọ1995 akpọrọ Deadly Affair .[2]
A maara Toyin Afolayan dị ka onye malitere okwu ịntanetị a ma ama Soro Soke werey[3] na Pele My Dear. Soro Soke Werey bụ okwu ndị na-eme ngagharị iwe #EndSars na Naijiria ji mee ihe iji chọọ ka Gọọmentị kwuo okwu ma mee ka ha kwuo okwu n'elu ihe ndị uwe ojii SARS na mba ahụ.
- ↑ Tade. "'At my age, remarrying shouldn't be a priority again' -Lola Idije", Ecomium Weekly, 24 May 2012. Retrieved on 5 February 2016.
- ↑ Popoola. "'God Has Been My Pillar All Along' – Toyin Afolayan (Lola Idije) on life @ 55", Ecomium Weekly, 20 October 2014. Retrieved on 5 February 2016.
- ↑ BBC News Pidgin. "End of the year quotes: Soro Soke, Wahala be like and oda trend tok wey Nigerian youths use", BBC News, 29 December 2020. Retrieved on 29 May 2022.