Tony Tetuila
Ọ bụ Afro hip-hop Artist si Nigeria. O si Oro, Kwara State.
Tony Tetuila
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Tony |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1973 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1973 |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1995 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Anthony Olanrewaju Awotoye, onye amara nke ọma dika Tony Tetuila, bụ onye egwu Afuro hipụ họpụ si Naịjirịa . Aha ya, Olanrewaju, pụtara " Akụ m na-aba ụba ". N'oge gara aga, o so otu The Remedies (tinyere Eedris Abdulkareem na Eddy Montana ), ọ kewaa na otu ahụ na-eme nke ọma dịka onye egwu nọrọ onwe ya. [1] A maara ya nke ọma maka egwu ya 'My Car'. [2]
Ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieN’afọ 2014, Tony Tetuilaran zọrọ ọkwa ọchịchị na ụlọ mmebe iwu nke Kwara Steeti n'okpuru pati All Progressive Congress . O mechara kwuo na a gọnahụ ya ọchịchị ahụ.
Ọgbaaghara
dezieN’ọnwa Disemba 2019, Tony gbara Wizkid akwụkwọ , ọ boro ebubo na Wizkid emebiela egwu ya, nke ya na onye egwu Gana bụ Tic Tac maka nwa ha nwoke bụ Fefe N'efe. E kwuru na ikpe a ruru nde naịra iri atọ. [3]</br>
Ihe nkiri
dezieMaka Abọm |
---|
My Car |
E Go Better |
Nsidee
dezie- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2020-04-25. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2020-02-21. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Tic Tac And Tony Tetuila Sue Wizkid In Nigeria For Copyright Infringement (en-AU) (2019-12-18). Archived from the original on 2023-10-11. Retrieved on 2020-11-27.