Tolulope Arotile

Nigeria's first female combat helicopter pilot
Tolulope Arotile
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Ȯra Kogi Dezie
aha n'asụsụ obodoTolulope Dezie
Aha enyereTolulope Dezie
aha ezinụlọ yaArotile Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Disemba 1995 Dezie
Ebe ọmụmụKaduna Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya14 Julaị 2020 Dezie
Ebe ọ nwụrụKaduna Dezie
ihe kpatara ọnwụtraffic collision Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụmilitary officer Dezie
onye were ọrụNigerian Air Force Dezie
ebe agụmakwụkwọỤlọ Akwụkwọ Nchebe Naijiria Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
ọkwa aghaflying officer Dezie
ngalaba aghaNdị agha Naijiria Dezie
ụmụ amaala kaȮra Kogi Dezie

Tolulope Arotile (13 Disemba 1995 - 14 Julaị 2020), bụ nwanyị mbụ fere ụgbọ elu ọgụ na ala Naijeria . [1] [2] [3] [4] O nyere aka dị ukwuu n'ịlụ ọgụ megide na steetị ndi nọ na ndida Naijeria. Tolulope nwụrụ n'ụzọ nwute site na meru ahu na isi ọ wetere n'ihe mberede ụgbọ ala mere na ebe ọrụ ya nke a n'akpọ Nigerian Air Force base nọ Kaduna steeti n'ụbọchi nke iri na anọ na ọnwa Julai, 2020. [5]

Ndụ dezie

Amuru Tolulope Oluwatoyin Sarah Arotile na 13 Disemba 1995 nye ezinulo Mr na Oriakụ Akintunde Arotile na Kaduna, ọ bụ onye obodo Ijumu Lokal Gọmentị nke Kogi Steeti . Ọ gara Air Force Primary School, Kaduna n’agbata afọ 2000 na 2005 na ụlọ akwụkwọ Air Force Sekọndịrị, Kaduna site na 2006 ruo 2011 tupu ọ banye na ụlọ akwụkwọ nchekwa nke Nigerian Defence, Kaduna dịka onye otu 64 Regular Course na 22 Septemba 2012. Arotile banyere Nigerian Air Force dị ka onye ọkwọ ụgbọ ala na 16 Septemba 2017 o nwetere asambodo a n'akpọ Bachelor of Science in Mathematics si na Nigerian Defence Academy . E turu ụgọ onye nwanyi mbụ na-anya ụgbọ helikọpta ọgụ na ndị agha ikuku nke Nigeria na 15 Ọktoba 2019, mgbe ọ gụsịrị ọzụzụ ụgbọ elu na South Africa . N’erughi ihe dị ka afọ abụọ n’ọrụ ya, Tolulope akwọla ụgbọ elu helikọpta ọgụ oge awa 460, nke bụ ọrụ dị egwu nyere onye ọkwọ ụgbọ elu mgba. [6]

O nwetere ikikere ikwọ ugbo elu nke ọha ma banye kwa ọzuzu inya ụgbọ agha elu nke a n'akpọ Agusta 109 Power Attack Helicopter na ala Italy . Kpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad name [7]

Dịka akụkọ nke ọnụ na-ekwuchitere ndị agha nke Nigeria Air Force, Ibikunle Daramola si kọwaa, a kọrọ na Arotile nwụrụ na July 14, 2020, n'ihi mmerụ isi nke merụrụ ahụ n'ihe ọghọm okporo ụzọ n'ụlọ ọrụ ụgbọelu Nigeria dị na Kaduna Steeti, mgbe emerụrụ ya ahu n'amaghị ama. Site n'ụgbọ-ala nke onye klas ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya mgbe ọ huru ya ma tinye ụgbọ-ala ya na rivasị ka ọga kele ya. Kpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad name </br>

Kwuru dezie