Tiko Campbell

Onye Amerịka na-ese ụkpụrụ ụlọ
Tiko Campbell
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereTiko Dezie
aha ezinụlọ yaCampbell Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọgọọst 1947 Dezie
Ebe ọmụmụWashington, D.C. Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya16 Febụwarị 2012 Dezie
Dị/nwunyeBebe Moore Campbell Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ, odee ejije, ode akwukwo ifo Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Tiko Frederick Campbell (Ọgọstụ 7, na afọ 1947 , Febrụwarị 16, na afo 2012) bụ onye edemede America na onye na-ese ụkpụrụ ụlọ si Washington, D.C. Campbell bụ di mbụ nke onye edemede nwụrụ anwụ Bebe Moore Campbell, na nna nke onye na-eme ihe nkiri Maia Campbell. Ọ bụkwa onye dere akwụkwọ akụkọ ihe mere eme / akụkọ ihe mere n'ụzọ akụkọ a na-akpọ The Light in the Stones: ...site na akụkọ Fibinacci...

Ihe odide dezie