Telcom (Somalia)
azụmahịa
Oge/afọ mmalite1997 Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụMogadishu Dezie

Telcom bụ ndị ụlọ ọrụ netwọk ozi na Somalia. Ọ bụ ụlọ ọrụ mbụ nwere onwe ya na-enye ọrụ nkwukọrịta n'obodo ukwu na mba niile.

Nchịkọta dezie

Telcom nwere isi ụlọ ọrụ na Bakaara Market, Mogadishu. O nwere ụlọ ọrụ nnọchiteanya na Dubai, UAE na London, UK, ebe a na-ahụ maka ndekọ ego, mmekọrịta mba ụwa na ọrụ ndị na-ebugharị.

Onye isi oche ya bụ Mohamed Sheikh, yana Hassan Ibrahim Mursal na-eje ozi dị ka CTO na Omar Hussein Adan dị ka onye isi mgbasa ozi. Enwere ndị ọrụ Narị asaa na iri ise

Hụkwa dezie

  • Somtel
  • Golis Telecom Somalia
  • Hormuud Telecom
  • NationLink Telecom
  • Netco (Somalia)
  • Somafone
  • Òtù Telecom nke Somalia

Edensibia dezie

Njikọ mpụga dezie