TVC News bụ ụlọ ọrụ akụkọ telivishọn nke Naijiria nke dị awa 24 nke dị na Lagos.[1][2] Ọwa ahụ na-agbasa na British Sky Broadcasting Group Plc (BSKYb) na UK, Naspers Ltd. (NPN) nke DStv na Startimes na Nigeria, na Multi TV na Ghana.[3]

Onye bụbu onye isi oche Nigel Parsons na-ekwu "N'enweghị izere ịkọ akụkọ esemokwu ma ọ bụ nrụrụ aka, ụnwụ nri ma ọ bụ agha, ebumnache nke TVC News bụkwa ịkọ ọtụtụ akụkọ dị mma na-esi n'Africa apụta. A ga-agwa akụkọ ndị dị mma ma ọ bụ ndị ọjọọ 'site n'anya ndị Afrịka'.[4][5]

Netwọk ahụ gosipụtara mgbasa ozi ọha na eze mbụ ya na Febụwarị 28, na afọ 2013. Ọ malitere na UK na BSkyB na Jun 17, na afọ 2013.[6][7] N'ime ọnwa ole na ole mbụ ya, ndị ọrụ netwọk ahụ enwetala onyinye site na Association for International Broadcasting (AIB) na International Center for Journalists nke sitere na Washington, D.C. Ka ọ na-erule afọ 2014, a na-ekwu na ụlọ ọrụ ahụ eruola ihe dị ka nde ezinụlọ ise n'Africa na Europe na mmasị sitere n'aka ndị na-enye eriri na satellite iji gbasaa òkè ahịa ya.[8][9][10]

Ihe odide dezie

  1. TVC Communications launches new radio station - Vanguard News. Archived from the original on 2017-11-22.
  2. Pan-African TVC News to Start 24-Hour Broadcasting From November. Bloomberg (September 25, 2012). Retrieved on 22 April 2014.
  3. TVC News acquires new technology for global reach. Daily Independent Nigeria. Archived from the original on 27 April 2014. Retrieved on 22 April 2014.
  4. TVC NEWS LAUNCHES ON BSKYB. This Day Live (July 6, 2013). Archived from the original on 27 April 2014. Retrieved on 22 April 2014.
  5. 'Africa needs own TV stations to correct misinformation'. Balancing Act - Africa.com (March 7, 2013). Archived from the original on 14 March 2016. Retrieved on 27 April 2014.
  6. Pan-African Channel TVC News launches on BSkyB. AIB (June 18, 2013). Retrieved on 22 April 2014.
  7. Pan-African TVC News to begin 24-hour broadcasting. Communications of Africa (September 26, 2012). Retrieved on 22 April 2014.
  8. TVC News Receives two major international awards. Premium Times Nigeria (November 23, 2013). Retrieved on 22 April 2014.
  9. TVC News celebrates one year of global news coverage. YOHAIG (February 20, 2014). Retrieved on 22 April 2014.
  10. TVC News vows to maintain editorial independence …marks one year anniversary. Nigerian Tribune (February 27, 2014). Archived from the original on 11 April 2014. Retrieved on 27 April 2014.