Suzi Shelton
onye America na gwu egwu
Suzi Shelton
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Suzi |
aha ezinụlọ ya | Shelton |
Ebe ọmụmụ | Cleveland |
ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, singer-songwriter |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
ngwa egwu | Jita |
Suzi Shelton [1] bụ onye na-edekọ Egwú ụmụaka bụkwa onye na-eme ụmụaka egwu gburugburu ebe obibi ya na New York City kemgbe afọ 10 gara aga.
Ka ọ na-etolite na Chesterland, Ohio, Suzi gụrụ agụmakwụkwọ na ịgba egwú n'oge ọ bụ nwata.
CD mbụ Shelton, Simply Suzi, gosipụtara egwu izizi gbasara anụmanụ, nrọ na ihe eji megharịa ọnụ, wee nweta ntụle dị mma site na webụ egwu ụmụaka, Nhọrọ Ndị nne na nna.[2] na I-Parrenting Media Awards . [3] Shelton bụ onye na-ese ihe na onye na-elekọta usoro DVD site na Gymboree Play & Music.[4][5]
Ihe odide
dezie- ↑ Suzi Shelton Music For Kids. Suzi Music, Inc. (2013). Retrieved on November 26, 2013.
- ↑ Simply Suzi. Parents' Choice Foundation. Parents-choice.org. Archived from the original on December 2, 2013. Retrieved on November 26, 2013.
- ↑ Suzi Shelton. iParent Magazine. Archived from the original on July 9, 2007.
- ↑ Gymboree Play & Music. Retrieved on November 26, 2013.
- ↑ Chase. "Mom's music grows on you", New York Daily News, June 23, 2007. Retrieved on November 26, 2013.