Susanna Jones

odee nke Britian
Susanna Jones
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
aha enyereSusanna Dezie
aha ezinụlọ yaJones Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Ebe ọmụmụKingston upon Hull Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụodee akwụkwọ Dezie
onye were ọrụRoyal Holloway, University of London, University of Exeter Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of London, University of Manchester, Royal Holloway, University of London Dezie
Ihe nriteCWA New Blood Dagger Dezie
ahọpụtara makaCWA New Blood Dagger Dezie
webụsaịtịhttp://www.susanna-jones.com Dezie

Susanna Jones (amụrụ 1967) bụ onye ode akwụkwọ Britain. Akwụkwọ akụkọ mpụta mbụ ya, Nnụnụ Ala Ọma Jijiji meriri John Llewellyn Rhys Prize a Betty Trask Award na Association of Writers' Association John Creasy Dagger. [1]

Akụkọ ndụ

dezie

Amụrụ na Hull, Jones nọrọ oge ọ bụ nwata na Hornsea na East Riding nke Yorkshire.[2] Nna ya bụ Prọfesọ Mahadum na nne ya bụ onye nkuzi mgbe ahụ Onye Nnyocha Ụlọ Akwụkwọ.[3] Ọ gụrụ ihe nkiri na Mahadum Royal Holloway dị na London ebe ọ malitere inwe mmasị na ọdịbendị Japan site na ọmụmụ Ihe nkiri Noh. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1988 ọ gara Japan ebe ọ kụziri Bekee na Nagoya na JET Programme, nọrọ afọ abụọ na Turkey wee laghachi Japan na 1994 ebe ọ biri ma rụọ ọrụ na Chiba. [3][4] O mechara kwaga Tokyo ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nchịkọta akụkọ redio.[1] na onye na-egosi ihe nkiri maka NHK Radio. [2] Mgbe ọ nọ na Tokyo, ọ malitere ide akwụkwọ akụkọ mbụ ya, nke e mere n'obodo ahụ. N'afọ 1996 ọ gụrụ maka MA na Novel Writing na Mahadum Manchester ma kụzie Fiction Writing na Маhadum Exeter site na 2003 ruo 2005.[4] Ọ bi ugbu a na nso Brighton [2] ma na-ekwu okwu na Creative Writing na Royal Holloway . [1][3]

Akwụkwọ

dezie
  • Nnụnụ Ala (2001)
  • Water Lily (2003)
  • Akwụkwọ Nduzi nke Onye Furu Idu Maka Ịhụnanya (2007)
  • Mgbe Ọchịchị Dị (2012)

Ihe odide

dezie
  1. 1.0 1.1 British Council. Susanna Jones | British Council Literature. Literature.britishcouncil.org. Retrieved on 2013-03-08.
  2. 2.0 2.1 2.2 Biography - Susanna Jones Retrieved 2016-04-10.
  3. 3.0 3.1 3.2 Earthquake Bird’ celebrates with Japan edition, Japan Times, 29 December 2001 Japan.
  4. 4.0 4.1 Ms Susanna Jones - Research - Royal Holloway, University of London Retrieved 2016-04-10.

Njikọ mpụga

dezie