Stella Fakiyesi

Onye na-ese foto Naijiria-Canada
Stella Fakiyesi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereStella Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ahu maka ihe nkiri, osee foto Dezie
ebe agụmakwụkwọOCAD University Dezie
Ebe obibiToronto, Hampstead Dezie
webụsaịtịhttp://www.stellafakiyesi.com/ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Stella Fakiyesi (amụrụ n'afọ 1971) bụ onye Naijiria na-ese foto, onye na-ese ihe nkiri na onye na-ese ihe. E gosipụtara ọrụ Fakiyesi na foto na nka ọhụụ n'ọtụtụ ihe ngosi mba ụwa.[1][2]

Stella Fakiyesi
Born
Stella Fakiyesi

Nigeria
NationalityNigerian
Alma materOCAD University
OccupationArtist, photographer
OrganizationSOF Art House
Known forPhotography
WebsiteÀtụ:URL

Akụkọ ndụ dezie

A mụrụ Fakiyesi na Naịjirịa. Ọ gụrụ maka ise foto na Ontario College of Art & Design University site na 1993 ruo 1997.[1] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1997, Fakiyesi malitere ịrụ ọrụ naanị ya na Toronto, Canada.[3][4][5][6] Ọ tọrọ ntọala ma rụọ ọrụ na SOF Art House, ụlọ ngosi na ebe ọrụ maka ndị na-ese foto na Toronto site na 1999 ruo 2005.[7]

Ihe ngosi ndị ahọpụtara dezie

  • 2019 Refections of Love « Harbourfront Centre[7]
  • 2018 - 2019 Everything Remains « Art Gallery of Sudbury[8][9]
  • 2018 Everything Remains « Raw McMichael Gallery.[10][8]
  • 2016 Position As Desired – Exploring African Canadian Identity Art Gallery of Windsor.[11][1]
  • 2012 Position As Desired ′′ Canadian Museum of Immigration Halifax, Nova Scotia.[12]
  • 2010 - 2011 Position As Desired * Royal Ontario Museum (ROM) Toronto, Canada.[1]
  • 2005 Amiala « Harbourfront Centre Toronto, Canada.[7]
  • 1998– 2000 History of African Photography from 1840 to Present group show * Paris, São Paulo, Mexico City, Washington, DC, Cape Town, South Africa.[2]
  • 1999 Portrait Afrika group show « Haus Der Kulturen Der Welt, Berlin.[13]

Hụkwa dezie

Njikọ mpụga dezie

Ebensidee dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Position As Desired/Exploring African Canadian Identity: Photographs from the Wedge Collection. Nigerian Voice. Retrieved on 2021-08-09."Position As Desired/Exploring African Canadian Identity: Photographs from the Wedge Collection". Nigerian Voice. Retrieved 9 August 2021.
  2. 2.0 2.1 Opinion | Five great exhibitions to check out at the Contact Photography Festival (en). thestar.com (2018-04-25). Retrieved on 2021-08-09."Opinion | Five great exhibitions to check out at the Contact Photography Festival". thestar.com. 25 April 2018. Retrieved 9 August 2021.
  3. Whitesands School. www.whitesands.org.ng. Archived from the original on 2018-01-03. Retrieved on 2018-01-02.
  4. Revue Noire 97 Publication (en). celafi25-portf2. Retrieved on 2021-08-09.
  5. Kleinburg : la demeure spirituelle du Groupe des Sept (fr-CA). l-express.ca (2018-08-24). Retrieved on 2021-08-09.
  6. Stella Fakiyesi (en-US). NSHHA. Archived from the original on 2021-11-21. Retrieved on 2021-08-09.
  7. 7.0 7.1 7.2 Harbourfront Centre - Events. www.harbourfrontcentre.com. Archived from the original on 2021-08-09. Retrieved on 2021-08-09.
  8. 8.0 8.1 …Everything Remains Raw: Photographing Toronto’s Hip Hop Culture from Analogue to Digital (en-US). Canadian Art. Retrieved on 2021-08-09.
  9. ...Everything Remains Raw – Art Gallery Of Sudbury (en). artgalleryofsudbury.myshopify.com. Archived from the original on 2021-08-09. Retrieved on 2021-08-09.
  10. Everything Remains Raw (en). Wall Street International (2017-11-17). Retrieved on 2021-08-09.
  11. Art Gallery of Windsor (en). agw.ca. Retrieved on 2021-08-09.
  12. (2011-02-28) Position as Desired: Exploring African Canadian Identity: Photographs from the Wedge Collection (in en). ISBN 978-0-9783370-1-8. 
  13. ᐅ Stella Fakiyesi. www.artnews.de. Retrieved on 2021-08-09.