Sound Sultan

Ọ bụ onye Naijiria rapper, Songwriter, onye na-agụ egwú, onye na-eme ihe nkiri, onye na-agụ ọchị na onye na-edekọ ihe. He has Featured many Popular Artist in Nigeria.A mụrụ ya na Jos Plateau State na nne na nna ya bụ ndị Yoruba.
Sound Sultan
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha pseudonymSound Sultan Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Novemba 1976 Dezie
Ebe ọmụmụJos Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya11 Julaị 2021 Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos, Federal Government College, Ogbomoso Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịR&B dị ugbu a Dezie
akara ndekọKennis Music Dezie
webụsaịtịhttp://soundsultan.com/ Dezie

Àtụ:Infobox musical artist Sound Sultan

Aha Olanrewaju Fasasi

Mụrụ Nọvemba 27, 1976 - 2021 (afọ 45)

Jos, Plateau Steeti, Naịjirịa

Nkenụụdị R&B, hipụ họpụ, regee, Afurobiiti

Aka Ọrụ Odee egwu,-otii egwu, rapa, omee ntọ ọchị, omee oyonyo, onye ndekọ mmepụta egwu, onyenwe klọb nkata bọọlụ

Afọ ọ nọ ọrụ 1996–ugbua

Lebeelụ

Kennis Music (1997–2008)

Naija Ninjas (2008–ugbua)

Ndị egwu 2face Idibia, Wyclef Jean, WizKid, Sarkodie, Banky W, M.I, Faze, Plantashun Boyz, BlackFace Naija

Website soundsultan.com

Sound Sultan (amụrụ Olanrewaju Fasasi na Nọvemba 27, 1976) bụ onye Naịjirịa na-agụ egwú- odee egwu, omee ihe oyonyo, ome ntọ ọchị, rapa na ndekọ egwu. A na-ahụta ya dịka otu n'ime pafetị nke egwu hipụ họpụ nke oge a na Naịjirịa.

Ndụ mbido dezie

Na 1991, o nwere mmasị na egwu, na nnọkọ ụlọ akwụkwọ ma na-ede egwu nke ya. Ọ na-ekwu na mmasị egwu ya bụ site mmetụta nwanne ya nwoke bụ Baba Dee bụ onye gụrụ nka ihe nkiri.  Ọ malitere ịmụ etú esi akpọ jita mgbe ọ gụchara ụlọ akwụkwọ sekọndịrị ma nọdụ na gbalaga na 1999.

Ọrụ dezie

Ọrụ Sound Sultan na azụmaahịa ngosi bidoro na 1990s, mgbe ọ na-akwado ihe ngosi iji nweta ego maka studiyo.

Na afọ 1999, ọ meriela ọtụtụ ngosipụta. O wepụtara egwu izizi ya bụ "Jagbajantis" n'afọ 2000, [1] bụ nke wuru ewu na Naịjirịa. Mgbe o na-egosipụta egwu ya na isonye ndị egwu ndị ọzọ na-iti egwu,Ndị Kennis Music kpọrọ ya. [2]

N'okpuru Kennis Music, o wepụtara abọm anọ. N'afọ 2007, nkwekọrịta ya na akara ahụ gwụrụ [3] o soro Baba Dee mepee Naija Ninjas, otu aha ndekọ, uwe mmepụta na akwa uwe. Mgbe ọ malitere dị ka onye rapa, ọ na-arụ ọrụ n'ụdị egwu dị iche iche site na R&B ruo Afurobeat, egwu mmụọ na egwu Fuji Naịjirịa1. O kwuru na-ekwesịghị ikpe ndị otii egwu maka ụdịdị ha na-eme, ihe dị mkpa bụ ozi ha na-akụ n'egwú a. 

N'okpuru Naija Ninjas, o wepụtara Back From The Future (2010) wee were ndị na-eti egwu dịka Karma Da Rapper, Young GreyC, Shawn na Blacka. 

Sound Sultan malitere mmekọrịta ọrụ ya na Wyclef Jean mgbe egosiri ya n'akụkụ 2face Idibia na Faze na "Proud to be African" site na Wyclef's Welcome to Haiti: Creole 101 album. Ha arụkọtara ọnụ na ọrụ abụọ ọzọ: "King of My Country" (2009) na "People Bad" (2012). [4]

Na 2012, a mara ọkwa na Sound Sultan bụ onye nnọchi anya UN maka Udo maka ụdị ndụ ya na ọrụ ya. [5] 

Na 2015, Sound Sultan wepụtara otu egwu rap "Remember" [6] mgbe ọ nọghị ogologo oge na ọrụ egwu .

Mgbe ọdịda nkata bọọlụ nke Afrịka, Sound Sultan sonyeere ndị na-ahazi nke "Continental Basketball League" ka ọ bụrụ otu onye nwe "Lagos City Stars" (ndị mmeri 2017) na onye nhazi nke ntụrụndụ egwuregwu. [7]

Sound Sultan gosipụtara na Honorebel 's 2019 "Bridal" ya na Joe El. [8]

Ndụ onwe dezie

N’afọ 2009, Sound Sultan lụrụ enyi ya nwanyị bụ Chichi Morah, nke a maara ugbu a dị ka Farida Fasasi si agbụrụ Igbo. [9] Di na nwunye a nwere umu ato. [10]

Ihe nkiri dezie

  • Kpseeeeeeew (2001)
  • Textbook (2004)
  • Naija 007 (2007)
  • SS4 (2008)
  • Back to The future (2010)
  • Me, My Mouth and Eye (2012)
  • Out of The Box (2016)

Onyinye na nhọpụta dezie

  • 2012 The Headies Awọdụ maka Abọm nke afọ (Back From The Future) (ahọpụtara)[11]

Nsidee dezie

  1. "Mathematics (Jagbajantis) | AMDB Music".
  2. Kennis:Yesterday, today and Kelly Hansome. Punchng.com (June 15, 2012). Archived from the original on April 2, 2015. Retrieved on November 26, 2020.
  3. [1]
  4. Nkechi Opurum (August 26, 2012). Sound Sultan features Wyclef on track | Daily Times Nigeria. Dailytimes.com.ng. Retrieved on April 7, 2014.
  5. Sound Sultan, Goldie Made Un Ambassadors. nigeriafilms.com (March 24, 2012).
  6. Fresh Music: Sound Sultan – Remember. Ifode Concepts (July 25, 2015). Archived from the original on July 27, 2015. Retrieved on November 26, 2020.
  7. https://guardian.ng/sport/jordin-is-mvp-as-lagos-city-stars-win-cbls-may-madness/
  8. Music News: Bridal | The Indie Music Press Release Board | Honorebel - Upcoming Releases (Reggae) (en-GB).
  9. Celebrity Wedding Update: Sound Sultan | Tosin Sido | Sokleva Hughes of Rooftop MCs. Bella Naija (October 8, 2009). Retrieved on April 7, 2014.
  10. Meet Sound Sultan's Beautiful Wife And Children You All Didn't Know (PHOTOS). AKPRAISE'S BLOG (March 26, 2015). Archived from the original on September 25, 2015. Retrieved on August 14, 2015.
  11. Sound Sultan – Naija Jungle. Archived from the original on June 12, 2018. Retrieved on June 12, 2018.