Sola Sobowale
onye na-eme ihe nkiri nigerian
(Dupụ̀rụ̀ sì Sola sobowale)
Sola Sobowale
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Sola Sobowale |
Aha ọmụmụ | Sola Sobowale |
aha enyere | Sola |
aha otutu | Toyin Tomato |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Disemba 1965 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ondo |
Ńnà | Joseph Olagookun |
Ńné | Esther Olagookun |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ederede |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role, Africa Movie Academy Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Sola Sobowale audio onye n'eme ihe nkiri, screenwriter, onye nghazi na onye mmepụta.[1]
Ọrụ ya
dezieO bidoro ihe nkiri dika otu onye 'Awada Kerikeri Group' nke di n'ọchichi Adebayo Salami.[2] N' ọtụtụ afọ gara aga, o deela, soro dee, nakwa mepụta ọtụtụ ihe nkiri ndi Naijiria.[3] O dere, tuziaka nakwa meputa O'hun Oko Somida, ihe nkiri ndi '2010 Nigerian film' nke gụnyere 'Adebayo Salami'.[4] O gosiri na 'Dangerous Twins', ihe nkiri pụtara na 2004 nke Tade Ogidan mepụtara,nke Niji Akanni dere ma ghazie ya.[5] O gosikwara a 'Family on Fire' nke Tade Ogidan mepụtara ma ghazie.[6]
Filmografi ndi aghọpụtara
dezie- Asewo to re Mecca (1992)
- Dangerous Twins (2004)
- Ohun Oko Somida (2010)
- Family on Fire (2011)
- The Wedding Party (2016)
- The Wedding Party 2 (2017)
Nrụtụaka
dezie- ↑ I’ve lovely legs but I can’t wear skimpy dresses –Sola Sobowale. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2015-04-12. Retrieved on 2017-08-31.
- ↑ Nigeria’s Fading Movie Stars - P.M. NEWS Nigeria. pmnewsnigeria.com.
- ↑ Family, friends, colleagues in attendance as veteran actress, Sola Sobowale's son weds.. africanewshub.com. Archived from the original on 2019-10-06. Retrieved on 2017-08-31.
- ↑ African Film. google.co.uk.
- ↑ Sola Sobowale Returns In ‘Family On Fire’ - P.M. NEWS Nigeria. pmnewsnigeria.com.
- ↑ Tade Ogidan plans to take Family on Fire to the people. Vanguard News.