Slok Air International
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | airline |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 2004 |
aha gọọmenti | Slok Air International |
mba/obodo | The Gambia |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
ọdụ ụgbọ elu | Banjul International Airport |
Isi ọgbaka | Slok Air International |
nwere enyemaka | Slok Air International |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Lagos |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
dissolved, abolished or demolished date | unknown value |
webụsaịtị | http://www.slok-air.com/ |
IATA airline designator | S0 |
ICAO airline designator | OKS |
Slok Air International (Gambia) Ltd bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu na-ebu ndị njem edebanyere aha ya na Gambia. Isi ụlọ ọrụ ya dị na Banjul International Airport na Banjul, Gambia.
Akụkọ ihe mere eme
dezieSlok Air na Slok Air Gambia
dezieSlok Air International bụ ụlọọrụ Slok Group guzobere ya na Naịjirịa.
A kwụsịrị ọrụ na ngwụcha Disemba 2007 n'ihi mmezi ma maliteghachi ya n'etiti Febụwarị 2008, mana site na Julaị, akụkọ e bipụtara kọwara nsogbu ego n'ụlọ ọrụ ụgbọ elu ahụ, nke gara n'ihu n'oge mgbụsị akwụkwọ nke afọ 2008 na ndị na-akwụ ụgwọ na-ejupụta ikpe megide ụlọ ọrụ ahụ, na-achọ ịkwụ ụgwọ. Ka ọ na-erule ngwụcha Ọktọba 2008, n'agbanyeghị ọkwa ọ bụla, nkwupụta mgbasa ozi, ma ọ bụ akụkọ akụkọ, ọ gaghịzi ekwe omume ịdebanye ụgbọ elu na ụlọ ọrụ ụgbọ elu ahụ, nke kwụsịrị ife.[1][2][3]
Slok Air International
dezieỌzọkwa, a gbanwere aha ụlọ ọrụ ụgbọelu ahụ ka ọ bụrụ Slok Air International na mbido afọ 2009. Njem ụgbọelu bidoro ọzọ na Febụwarị n'otu afọ ahụ.
Ebe ndị ọ na-aga
dezie- Côte d'Ivoire
- Abidjan (Ọdụ Ụgbọelu Port Bouet)
- Gambia
- Banjul (Banjul International Airport)
- Ghana
- Accra (Kotoka International Airport)
- Guinea
- Conakry (Conakry International Airport)
- Liberia
- Monrovia (Roberts International Airport)
- Mali
- Bamako (Ọdụ Ụgbọelu Mba Nile nke Senou)
- Senegal
- Dakar (Dakar-Yoff-Léopold Sédar Senghor International Airport)
- Sierra Leone
- Freetown (Lungi International Airport)
Ụgbọ o nwegasiri
dezieSlok Air International nwere ụgbọelu ndị a:
- 6 Boeing 737-200 (naanị 1 eji maka ọrụ a haziri ahazi)
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụlọ ọrụ ụgbọ elu Gambia
- Njem na Gambia
Edensibia
dezie
- ↑ Slok Air Airline Profile. Centre for Aviation, part of the Aviation Week Network (CAPA). Archived from the original on 2021. Retrieved on 2021-06-26.
- ↑ Nigeria's Slok Air in talks with Emirates to resume operations. ch-aviation GmbH (2014-04-30). Archived from the original on 2021.
- ↑ Slok Air International Gambia Limited. Access Gambia. Archived from the original on 2017. Retrieved on 2021-06-26.
Njikọ mpụga
dezie- Official website via Wayback Machine