Sinach

Onye egwu ozioma nke Naijiria
Sinach
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOsinachi Kalu Okoro Egbu Dezie
Aha ọmụmụOsinachi Kalu Okoro Egbu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Maachị 1972 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu, worship leader Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1994 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịgospel music Dezie
akara ndekọLoveworld Records, Scottish Library and Information Council Dezie
webụsaịtịhttp://sinach.org Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Osinachi Joseph (nke na-azabu Kalu ), nke a ma ama dịka Sinach, bụ onye Naịjirịa na-agụ egwu, onye na-ede abụ na onye isi, na-ife ofufe na Loveworld [1] [2] O weputara otutu egwu ofufe di nma, tinyere "Way Maker", "I Know Who I Am", "Great Are You Lord", "Rejoice", "He Did It Again", "Precious Jesus", "The Name of Jesus", "This Is My Season", "Awesome God"," For This", "I Stand Amazed", "Simply Devoted" na "Jesus is Alive". [3] [4] Sinach natara asambodo Betlehem Hall of Faith maka ncheta oge ọ gara Israel na Disemba 2017. [5]

Na onwa Machị 2019, ihe onyonyo maka “Way Maker” ghoro ihe nlere nke ato, ndi obodo Naijiria nwere ndi nkiri otu nari nde mmadu na YouTube n’azu Davido “ Fall ” na Yemi Alade Johnny ”. [6] Otutu ndi egwu ozioma sonyere na "Way Maker" bu ndi dika Michael W. Smith, Darlene Zschech, Leeland, Music Music, na Mandisa . [7] [8] [9] Na Septemba 2019, Sinach ghọrọ onye egwu ozioma mbu si Africa wee jegharia India, na-emebe isi akuko ogbako egwu ọtụtụ puku mmadụ biara. [10]

Na May 2020, ọ ghọrọ onye artisiti mbu na Afrika butere isi igba n'ihe osise nke Billboard Christian Songwriters. [11]

Sinach

Biography dezie

Ndụ mbido dezie

Sinach sitere na Ebonyi State, Eastern Nigeria, ma bụrụ nwa nwanyị nke abụọ na ụmụ asaa. [12]

Sinach malitere ịgụru ndị ezi n'ụlọ ya na ndị enyi ya egwu na 1989 ka ihe omume nturundu, ebe ọ na-arụ ọrụ dị ka onye ọrụ na onye otu ukwe na Christ Embassy, Ulo uka Pastor Chris Oyakhilome. [13] Ọ mụrụ Physics ma gụsịa akwụkwọ na Mahadum Port Harcourt, Rivers State, Naijiria. [14] Ọ tụlere ịsi Naịjirịa kwagharia mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum, mana onye ụkọchukwu Chris Oyakhilome dụrụ ya ọdụ ka ọ ghara. [15]

Personal life dezie

Na 2014, Sinach lụrụ Joseph Egbu Church Christ Embassy n'obodo ya. Na Nọvemba 17, 2019, na LIMA Awards, pastọr Chris Oyakhilome, kwuputara ọbịbịa nke nwa mbụ Sinach, afọ ise ka olụchara di. [16]

Ọrụ egwu dezie

Dika nwatakiri, Sinach kwuputara na ya nwere nro, ebe o huru onwe ya na ekwere otutu igwe mmadu ukwe, ma o dighi ihe obula otinyere uchu n'egwu karia isonye ndi ukwe, ma na aru oru dika ndi oru nlekota na Nzuko. Sinach edeela ọtụtụ abụ tupu ya ewepụta album mbụ ya, Isi nke mbụ na 2008. [17] Abụ ya 'This Is Your Season' nwetere nmeri Abụ nke Afọ na 2008.

Mgbe ọ na-ekwu maka etu o siri nwete aha ọgbo ya Sinach, o kwuru: " Ahọrọ m nke ahụ site na aha m Osinachi n'ihi na ọ dị mfe mkpọpụta na ịdọta". [18]

Na 2016, Sinach bụ onye mbụ natara LIMA Songwriter onyinye nturu ugo nke afọ iri, na-nhota nkwado ya na egwu ozioma n'ime afọ iri gara aga. A na-abụ abụ ya n'ọtụtụ mba, [19] sụgharịsia ya n'ọtụtụ asụsụ, na mbu uwa gbaa gburugburu. [20] N'afọ ahụ, ọ natara onyinye nturu ugo nke African Achievers for the Global Excellence. [21] N'otu afọ ahụkwa, nke ugboro abụọ na-ahiri, [22] ọ nwetara nmeri na Western Africa Artist Of The Year, nke si na Groove Awards na Kenya, na YNaija n'akuku Chris Oyakhilome, Enoch Adeboye dị ka otu n'ime otu nari ndị isi kachasị emetụta Ndị otu Kraịst na Nigeria. [23]

Dịka onye na-ede abụ, Sinach edeela ihe karịrị abu narị abụọ wee nweta ọtụtụ onyinye nturu ugo. Abụ ya 'This Is Your Season' nwetere nmeri Abụ nke Afọ na 2008. Otu n’ime egwu ndị ama ama bụ ‘I Know Who I Am’. [24]

Ọrụ dezie

Sinach arụọla ma mebe isi okwu n'ihe nkiri egwu na ihe karịrị mba iri ise [25] gụnyere Kenya, Dominica, South Africa, United States, Canada, Antigua & Barbuda, Trinidad na Tobago, Jamaica, Grenada, Uganda, Barbados, The British Virgin Islands, Zambia, Saint Maarten, the United Kingdom na India [26]

 
A nabatara Sinach na Uganda ka ọ rụọ na 15 Eprel 2014

Albọm dezie

  • 2005: Chapter One
  • 2006: I'm Blessed
  • 2007: Shout it Loud
  • 2008: From Glory to Glory
  • 2009: Sinach at Christmas
  • 2010: Sinach Live in Concert - The Name of Jesus
  • 2011: Waymaker - Live
  • 2012: There's an Overflow
  • 2013: Great God (Live in London)

Onyinye na nhoputa dezie

  • 2016 LIMA Songwriter of the Decade Award [19]
  • Onyinye 2016 Groove Awards Western Africa Artist Of The Year [23]Daihatsu Proton
  • 2016 African Achievers' Award for Global Excellence[21]
  • Top 100 Influential Christians in Nigeria
  • 2019 LIMA Song of the Year [27] [28]

Hụ kwa dezie

Ntughari dezie

  1. Who is Sinach. Daily Media. DailyMedia Nigeria (26 May 2016). Archived from the original on 26 December 2017. Retrieved on 26 September 2017.
  2. Sinach. 9999CarolSingers. Archived from the original on 6 June 2014. Retrieved on 3 June 2014.
  3. Biography of Top Nigerian Gospel Singers. Retrieved on 3 June 2014.
  4. Biography. sinach.org. Archived from the original on 11 October 2020. Retrieved on 26 September 2017.
  5. Sinach honoured with "Bethelehem Hall Of Faith" Certificate of Commemoration. SINACH (2017-12-11). Retrieved on 2019-10-24.
  6. Sinach's 'Way Maker' Has Now Reached 100 Million Views On YouTube (July 3, 2019). Archived from the original on 7 April 2020. Retrieved on 5 April 2020.
  7. Sinach Set To Host 1st Edition Of Annual Mega Concert.
  8. Exclusive Premiere: Michael W. Smith Shares 'Waymaker' and Announces New Album, Awaken: The Surrounded Experience (31 January 2019).
  9. Leeland Announces Release of 'Better Word,' A New Live Album Out September 13.
  10. Sinach takes India. Retrieved on 2019-10-08.
  11. Sinach Becomes First African To Top Billboard ‘Christian Songwriters’ Chart (May 6, 2020). Retrieved on 7 May 2020.
  12. Claudia E. Dianou, Voici tout ce qu’il faut connaitre de la figure de proue du Gospel africain Sinach, beninwebtv.com, Benin, March 16, 2019
  13. Bonface Nyaga, ‘I know who I am’ – Sinach, nairobinews.nation.co.ke, Kenya, December 4, 2016
  14. Naledi Sande, Nigerian singer Sinach to perform in Harare, herald.co.zw, Zimbabwe, September 7, 2016
  15. Olusola Ricketts (12 August 2018). I don’t mind my gospel music being played in nightclubs – Sinach. Punch Newspapers. Retrieved on 22 September 2018.
  16. "Sinach welcomes first child five years after", The nation, November 17, 2019.
  17. Isaac, Gospel Singer Sinach Set For The Altar, pulse.ng, Nigeria, June 13, 2014
  18. Africanvoice, Sinach set to rock London, africanvoiceonline.co.uk, UK, January 5, 2018
  19. 19.0 19.1 daman Joshua Olayinka Bunmi. Osinachi Kalu "Sinach", An Extraordinary Nigerian Star.. konnectafrica.net. Retrieved on 26 September 2017.
  20. Loveworld News. Gospel Artiste Sinach honored with Song Writer of the Decade. Loveworld Music TV. Archived from the original on 24 March 2020. Retrieved on 26 September 2017.
  21. 21.0 21.1 Iheoma Hendy. Winners 2016 African Achievers Awards. Buzz Nigeria. Retrieved on 26 September 2017.
  22. Groove Awards. Groove 2015 Winners. Groove Awards. Archived from the original on 11 April 2018. Retrieved on 26 September 2017.
  23. 23.0 23.1 Tolu. Yemi Osinbajo, Poju Oyemade, Chioma Jesus and more – See list of 100 Most Influential People in Christian Ministry in Nigeria. Ynaija. Retrieved on 20 July 2017.
  24. Biography Of Gospel Award Winning Songwriter, Vocalist & Singer Sinach – Daily Mail Nigeria. Archived from the original on 27 December 2017. Retrieved on 12 August 2017.
  25. Sinach (en).
  26. Sinach hold live concert in Uganda - Wazobians.
  27. Gospel singer, Sinach welcomes 1st child at 46. Retrieved on 2019-11-23.
  28. Nigeria. Loveworld Music Awards (LIMA 2019) Beats All Expectations. Archived from the original on 2020-03-24. Retrieved on 2019-11-23.

Njikọ dị na mpụga dezie