Simi (singer)
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Simisola Kosoko |
Aha ọmụmụ | Simisola Kosoko |
aha ezinụlọ ya | Ogunleye |
aha pseudonym | Simi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Eprel 1988 |
Ebe ọmụmụ | Ojuelegba, Lagos |
Dị/nwunye | Adekunle Gold |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, singer-songwriter, omee |
ebe agụmakwụkwọ | Covenant University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
Ọrụ ama ama | Duduke |
ụdị | rhythm and blues, African popular music, Afrobeats, soul |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women, 2015 Nigeria Entertainment Awards, The Headies 2016, City People Entertainment Awards |
webụsaịtị | http://www.iamsimi.com/ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Simisola Kosoko Audio (nee Ogunleye; amụrụ ya ka ọnwa April di na mkpụrụ ụbọchi iri na itenani, n'afo 1988), bụ onye eji aha o ji eti egwu bụ Simi nwe mara bụ onye Naijiria na- agụ egwu, ede egwu ma ne-emekwa ihe nkiri. [1] [2] Ọ malitere ọrụ ya dịka onye na-abụ abụ ozioma, nwe wepụta egwu izizi ọ n'ụlọ ọbọ egwu ọ kpọrọ Ogaju n'afọ 2008 . [3]Amatara ya nke n,afọ 2014 mgbe O weputasiri egwu ya nke ọ kpọrọ "Tiff" , abụ a họpụtara dika Best Alternative Song na The Headies 2015 . [4] Simi na ndị ụlọ egwu a kpọrọ X3M Music binyere aka n'akwụkwọ n,afọ 2014, mana ọ hapụrụ ha n'ọnwa May afọ 2019 ka oge mbinye aka n'akwukwọ ahụ gwụrụ. [5] O wepụtara alụbọm ụlọ egwu nke abụọ ya bụ Simisola na kpụrụ ụbọchi asatọ n'ọnwa Septemba , n'afọ 2017. [6] [7] Alụbọm nke atọ ya bụ Omo Charlie Champagne, Vol. 1 pụtara ka o dabaa na ubochi ọ di afọ iri atọ na otu nke bụ mkpụrụ ụbọchi iri na itolu n'afọ 2019. O bidoro ụlọ egwu ya ọ kpọrọ Studio Brat n'ọnwa Jun afọ 2019. [8]
Mmalite ndu na mmuta
dezieA mụrụ Simi na Ojuelegba, nke dị na Surulere , dịka nwa ikpeazụ n’ime ụmụ anọ. [9] Na mkparịtaụka ya na Juliet Ebirim nke akwụkwọ akụkọ Vanguard, Simi gosipụtara na ndị mụrụ ya kewara mgbe ọ dị afọ itolu. O kpughekwara na o tolitere dị ka tomboy. [10] Simi gara Stars International College, ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na Ikorodu, Lagos State. [11] Ọ gara akwụkwọ na mahadum Covenant University , ebe ọ nwetara nzere na mass communication. [12]
Ọrụ
dezie2006–13: Mbido ọrụ na Ogaju
dezieSimi tolitere ịgba egwu na ịbụ abụ dịka onye otu ukwe ukwe nke ụka dị na mpaghara ya. O dere abụ izizi ya mgbe ọ dị afọ iri. [13] Ọlụ aka nka ya bidoro n’afọ 2008 ka e wepụtara album album ya bụ Ogaju nke izizi, nke nwere ọtụtụ egwu dịka “Iya Temi” na “Ara Ile”. Ọ bụ Samklef mepụtara album ahụ. [14]
- ↑ Adekunle Gold pens romantic message to mark Simi’s birthday. P.M News (April 19, 2019). Retrieved on 19 April 2019.
- ↑ "I started with gospel music – Simi", April 18, 2016. Retrieved on April 21, 2016.
- ↑ "Nigeria: Even the Silliest Things Inspire Me – Simi", allAfrica, December 25, 2015. Retrieved on April 21, 2016.
- ↑ "Headies 2015: Check out the complete nomination list", September 30, 2015. Retrieved on April 21, 2016.
- ↑ Nigeria's Simi leaves record label. Music in Africa (2 May 2019). Retrieved on 3 May 2019.
- ↑ "Simi, Sammy Join X3M Music", April 2, 2014. Retrieved on April 21, 2016.
- ↑ It's here! Simi releases her debut album, 'Simisola' (September 8, 2017). Retrieved on September 13, 2017.
- ↑ Simi launches her record company, Studio Brat. Pulse Nigeria (June 20, 2019). Retrieved on 30 June 2019.
- ↑ Olonilua, Ademola. "I fantasise about working with Ebenezer Obey –Simi", The Punch, April 2, 2016.
- ↑ Ebirim, Juliet. "Why I do love songs – Simi", Vanguard Newspaper, March 17, 2016.
- ↑ https://www.youtube.com/watch?v=7fbczH4KCYQ
- ↑ Medeme, Ovwe. "SIMI:I DON’T FEEL THREATENED BY ANYBODY", The Nation Newspaper, March 27, 2016.
- ↑ Odigie, McDonald. "WHY I SANG ‘‘MA BI MI NI JAMB QUESTION SONG’’- AFRO POP SINGER, SIMI", Goldmyne Entertainment, August 12, 2015.
- ↑ Ikeokwu, Juliet. "JAMB QUESTION CROONER, SIMI SHARES HER STORY", YES INTERNATIONAL! Magazine, June 12, 2015.