Sika Foyer
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Togo |
aha enyere | Sika |
aha ezinụlọ ya | Foyer |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1968 |
ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
Sika Foyer (amụrụ n'afọ 1968) bụ onye mba Togo nwere akwụkwọ obibi America bukwa Onye na-eme ihe mgbasa ozi, ejiji ihe osise ma biri na- arukwa Oru na New York City.[1][2] N'afọ 2017, ọ haziri ihe ngosi Affirmative Art na Nagenda International Academy of Art and Design (NIAAD) na Mahadum Makerere dị na Namulanda, Entebbe, Uganda.[3] N'afọ 2021, ọ natara nzere Master na Fine Arts na Mahadum Lesley dị na Cambridge, Massachusetts.
Ọtụtụ n'ime ọrụ ya n'oge na-adịbeghị anya na-adabere n'echiche nke ikpuchi. na 2021 Ọrụ ya bụ isiokwu nke ihe ngosi Mara River Crossing na Soloway Gallery na Brooklyn, New York. N'otu afọ ahụ, e gosipụtara ọrụ ya na ihe ngosi otu nke ndị oji asaa na-ese ihe n'oge a Legacy na Rupture na City Gallery na New Haven, Connecticut.[4][5][6][7]
Edemsibia
dezie- ↑ Marston-Reid. Arts Mid-Hudson virtual exhibit celebrates 'Kinship,' 'artistic connection'. Poughkeepsie Journal.
- ↑ Sika Foyer.
- ↑ Independent (June 7, 2017). Affirmative Art exhibit fosters self-discovery.
- ↑ City Gallery Creates A Disruption. New Haven Independent.
- ↑ Review | Legacy & Rupture. connecticut art review.
- ↑ Sika Foyer | Lesley University. lesley.edu.
- ↑ SOLOWAY, Sika Foyer.
1. Marston-Reid, Linda.
"Arts Mid-Hudson virtual exhibit celebrates ' Kinship', 'artistic