Shan George

Onye na-eme ihe nkiri Nollywood, onye na-agụ egwú, onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi
Shan George
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Obodoézè Nà Ofú Dezie
aha n'asụsụ obodoShan George Dezie
Aha ọmụmụShan George Dezie
Aha enyereShan Dezie
aha ezinụlọ yaGeorge Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Eprel 1970 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, omee, onye na-abụ abụ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaWelcome to Nollywood Dezie
Ihe nriteAfrica Magic Viewers' Choice Awards, Africa Movie Academy Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Shan George bụ onye na- eme ihe nkiri Nollywood, onye na-agụ egwú, onye na-emepụta ihe nkiri na onye ntụzi. [1] Tupu ịmalite mpụta mbụ na ihe nkiri Thorns of Rose, ọ na-egosibu na 1997 usoro ihe nkiri akpọrọ Winds of Destiny . A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na fim Outkast na Welcome to Nollywood . [2]

Ndụ na ọrụ dezie

Amụrụ na Ediba, obodo dị n'okpuru ọchịchị Abi nke steeti Cross River, Nigeria ; A mụrụ Shan nye nne onye Naijiria na nna onye Britain. [3] Na-arụrịta ụka maka inwe nsogbu na "ndụ ịhụnanya" ya, alụmdi na nwunye mbụ ya bụ mgbe ọ dị afọ 16. Ọ gara Edanafa Secondary Commercial School, Ediba, Cross River, Nigeria. [4] Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Lagos ebe ọ gụrụ Mass Communication wee gaa n'ihu wepụta ihe nkiri izizi ya akpọrọ All For Winnie n'ime afọ ikpeazụ ya. [5]

Na 2010, Shan wepụtara egwu mpụta mbụ akpọrọ Dance nke nwetara nlebanya dị mma site n'aka ndị nkatọ egwu. [6] Ugbu a ọ mụrụ ụmụ abụọ ka o tinyechara aka n'alụmdi na nwunye ọtụtụ ugboro. [7] Ọ bụkwa onye nchoputa/CEO nke ụlọ akwụkwọ ihe nkiri a naghị akwu ugwo, Divine Shield Film Academy na Calabar, Nigeria. [8]

Ihe nkiri ahoputara dezie

Ije njiri usoro dezie

  • Winds Of Destiny
  • After The Storm
  • Super Story (Revenge)

Ihe nkiri dezie

  • Thorns Of Rose
  • All For Winnie
  • A Second Time
  • Outcast
  • Blood Diamonds
  • Welcome to Nollywood
  • Travails of Fate
  • Made in Heaven
  • General's Wife
  • Wrong Number
  • My Sweat
  • London Forever
  • Super Zebraman
  • A Second Time
  • Grand Mother
  • Passionate Crime
  • One Good Man[9]
  • Do Good

AWARDS AND NOMINATIONS

  • Mоѕt Aссlаіmеd Aсtrеѕѕ іn Nіgеrіа аt thе Аfrіса Моvіе Асаdеmу Аwаrdѕ (AMAA)
  • Bеѕt Aсtrеѕѕ іn Nіgеrіа аt thе Аfrіса Маgіс Vіеwеrѕ Сhоісе Аwаrdѕ (AMVCA)
  • Recipient of the Best Actreѕs Award аt thе Gоldеn Ісоn Моvіе Асаdеmу Аwаrdѕ (GIAMA)
  • Nominated for the Best Act, Female (English) on the Cross River Movie Awards (CRIMA) – 2013
  • Best Director on the Cross River Nollywood Awards (CRINA) – 2014
  • Movie of the Year on the Cross River Nollywood Awards (CRINA) – 2014
  • Best Producer on the Cross River Nollywood Awards (CRINA) – 2014
  • Award Recipient on the Calabar Entertainment Conference (CEC) – 2019
  • Actor of The Week by Don Dollar Entertainment – 2019
  • Award Recipient on the Anneozeng Ogozi Aid Foundation (AOAF) – 2019

Hụkwa dezie

  • Ndepụta ndị na-emepụta ihe nkiri Naijiria

Nsidee dezie

  1. Ameh Comrade Godwin. "Shan George tells EFCC to probe Nollywood over Jonathan's $200m largesse", Daily Post, 26 August 2015. Retrieved on 26 August 2015.
  2. Bola Dausa (16 August 2012). I GAVE UP SEARCHING FOR MY BRITISH DAD AFTER ENDLESS SEARCH – SHAN GEORGE. Nigeria Films. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 26 August 2015.
  3. Oge Ezeliora. "Shan George: I Have Had Two Marriages But None Has Really Worked For Me ....It Can Complicated But It Is A Wonderful Thing", Thisday, 7 February 2015. Retrieved on 26 August 2015.
  4. com/BusinessbyBolaji (2020-02-29). Shan George: Biography, Career Journey Of A Veteran Actress, Filmmaker (en-US). Africa Business Education. Archived from the original on 2021-04-30. Retrieved on 2021-04-30.
  5. Laju Arenyenka. "My life, struggles and triumphs – Shan George", Vanguard, 13 July 2013. Retrieved on 26 August 2015.
  6. "Pictures from actress SHAN GEORGE album launch.", Nigerian Voice, 21 November 2010. Retrieved on 26 August 2015.
  7. "Profile/Biography Of Nollywood Actress Shan George", Daily Mail (Nigeria), 21 April 2015. Retrieved on 26 August 2015.
  8. com/BusinessbyBolaji (2020-02-29). Shan George: Biography, Career Journey Of A Veteran Actress, Filmmaker (en-US). Africa Business Education. Archived from the original on 2021-04-30. Retrieved on 2021-04-30.
  9. Kenneth Atisele. "Shan George vows to protect new movie from pirates with ‘village juju’", Nigerian Entertainment Today, 14 July 2015. Retrieved on 26 August 2015.