Sfeir
Wikimedia disambiguation page

Sfeir (Arabic) bụ aha nna ndi Maronite sitere na mba Lebanọn na aza. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Alfredo Sfeir (amụrụ n'afọ 1947), onye na-ahụ maka akụ na ụba na mba Chile, bukwara onye ndú ime mmụọ na onye na-agwọ ọrịa
  • Andree Sfeir-Semler (amụrụ n'afọ 1953), ọkọ akụkọ ihe mere eme mgbe gara aga na onye nwe gallery
  • Antoine Sfeir (1948-2018) bụ onye nta akụkọ na prọfesọ Franco-Lebanese
  • Dahd Sfeir (1932-2015)), onye na-eme ihe nkiri na mba Uruguay
  • Jacqueline Sfeir (1956-2013) bụ onye nkuzi na agụmakwụkwọ na mba Palestine
  • Mauricio González Sfeir (amụrụ n'afọ 1956), onye isi ụlọ ọrụ mmanụ Bolivia bukwara onye na-akwalite bọọlụ
  • Nasrallah Boutros Sfeir (1920), kadinal na onyeisi ndị bishọp nke Ulo uka Maronite
  • Salim Sfeir (amụrụ n'afọ 1944), onye na-ahụ maka ụlọ akụ na ego na mba Lebanọn
  • Samer Sfeir (amụrụ n'afọ 1971),

Lebanese - codriver na onye mmeri Lebanese na afo 1998

  • Lynn Sfeir (amụrụ 1999), bu onye na-eme ihe nkiri na mba Lebanọn