Ulo uka

ụlọ ebe ndị otu krist na anọ ekpere chi ha
ụlọ ụka
building type
obere ụdị nkereligious building, temple Dezie
ihu nkesacred architecture Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ihe omume dị ịrịba amachurch dedication Dezie
gosiputara yascale model of church Dezie
ndị ji ya eme ihechurch congregation Dezie
category for eponymous categoriesCategory:Wikipedia categories named after churches Dezie
agwa Unicode Dezie
Atiya maka ele ihe anyaCategory:Views of churches Dezie

Ulo uka bụ ebe Ndị Kraịst na-efe Chineke ha ofufe. Na mbụ, ha na-efe Chineke ha ofufe n'ebe ọ bụla masịrị ha, ruo mgbe ha malitere iwu Ụka. Aha ha ji a mata ulo uka wo gbasaa wo: ndi Islam na kpo ulo uka wo mosque, ndi Jew a kpo nke ha, synagogue. Dika ndena, ndi ekpere chi Jesus - ndi Christians - nwere aha ha ji a mata ulo uka wo.

Aha ha na kpo ya nwere ike bu church, ma temple, m'obu chapel, ma otu nde Catholic ma ndi Orthodox na kpo nke wo: cathedral.

Lee nke ozo dezie