Sandra Nashaat
Onye nduzi ihe nkiri Egypt
Sandra Nashaat
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | ساندرا نشأت |
Aha ọmụmụ | ساندرا نشأت بصال |
aha enyere | Sandra |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1970 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Cairo University, Cairo Higher Institute of Cinema |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism, Efefe Kraịst |
Sandra Nashaat (amuru na Febụwarị 2, 1970) bụ onye nduzi ihe nkiri Ijipt.[1]
Sandra Nashaat |
---|
Akụkọ ndụ
dezieNashaat bụ Onye Kraịst Coptic. A mụrụ ya nye nne Lebanọn na nna Siria. Nashaat gara Cairo's Higher Film Institute nakwa Mahadum Cairo ebe ọ gụrụ French Literature. O meela ọtụtụ ihe nkiri ogologo oge n'afọ ndị na-adịbeghị anya, nke niile bụ ihe ịga nke ọma na ụlọ ọrụ.
Ihe nkiri
dezie- Akhir Shita (Oyi Ikpeazụ. Ihe nkiri dị mkpirikpi e wepụtara na 1992)
- Al-Mufiola (The Editing Table. Ihe nkiri dị mkpirikpi e wepụtara na 1994)
- Mabruk wa Bulbul (Mabruk na Bulbul. E wepụtara ya na 1998)
- Leh Khaletny Ahebak (Gịnị mere ka m hụ gị n'anya? E wepụtara ya na 2000) nke Karim Abdel aziz, Mona Zaki, Hala Shiha na Ahmed Helmi gosipụtara
- Haramia Fe KG 2 (Ndị ohi na ụlọ akwụkwọ ọta akara. E wepụtara ya na 2001) nke Karim Abdel aziz, Hanan Turk, Maged Elkeduani na Talaat Zakaria gosipụtara
- Haramia Fe Thailand (Ndị ohi na Thailand. E wepụtara ya na 2003) nke Karim Abdelaziz, Hanan Turk, Maged Elkeduani, Talaat Zakaria na Lotfi Labib[2] gbara
- Mallaki Iskandariya (Alexandria Private. A tọhapụrụ ya na 2005) nke Ahmed Ezz, Nour, Ghada Adel, Khaled Salah, Mohamed Ragab na Reham Abdelghafour.
- El Rahena (Onye e jichiri. A tọhapụrụ ya na 2007), nke Ahmed Ezz, Noor, Yasmin Abdelaziz, Salah Abdalah na Mohamed Sharaf gbara
- Masgoon Tranzeet (E wepụtara ya na 2008)
- El-Maslaha (E wepụtara ya na 2012)
- Sharak (E wepụtara ya na 2014)
- Bahlam (E wepụtara ya na 2014)
Ebensidee
dezie- ↑ Hillauer (2005). "Nashat, Sandra (1970–)", Encyclopedia of Arab Women Filmmakers. American Univ in Cairo Press, 100–104. ISBN 978-977-424-943-3.
- ↑ Nakhla. "Cosmopolitan grass roots", Al-Ahram Weekly.
Njikọ mpụga
dezie
- Sandra Nashaat at IMDb