Sanaâ Mssoudy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Disemba 1999 Dezie
Ebe ọmụmụCasablanca Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, French language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuAS FAR women, Morocco women's national football team, Morocco women's national under-20 football team, Morocco women's national under-17 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Sanaâ Mssoudy (Arabic; amụrụ na 30 Disemba 1999) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba ọsọ maka ASFAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ klọb dezie

Mssoudy agbaala bọọlụ maka ASFAR na Morocco, na-apụta na asọmpi ikpeazụ nke 2021 CAF Njikọ nke ụmụ nwanyị..

Ọrụ mba ụwa dezie

 

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide dezie

Njikọ mpụga dezie

  • Sanaâ Mssoudy on Instagram