Saki West
local government area of Nigeria, administrative territorial entity
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ọyọ Dezie
nhazi ọnọdụ8°40′0″N 3°24′0″E, 8°34′11″N 3°8′50″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereChairman of Saki West local government Dezie
Executive òtùsupervisory councillors of Saki West local government Dezie
òtù omebe iwuSaki West legislative council Dezie

Àtụ:Infobox settlement Saki West bụ ọchịchị ime Obodo dị na Oyo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Saki. Shaki, Naịjirịa dị na njedebe nke steeti Oyo. O nwere ebe obibi nke 2nd Mechanised division nke Nigerian Army, Oke-Ogun Polytechnic (TOPS), Technical College na School of Command. Shaki, Naịjirịa bụkwa otu n'ime obodo kachasị ukwuu na steeti Oyo.

O nwere mpaghara nke 2,014 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 278,002 na ọnụego na afọ 2006.

Koodu post nke mpaghara ahụ bụ 203.[1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.

Àtụ:LGAs and communities of Oyo State