Ruth Kadiri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ruth Kadiri |
aha enyere | Ruth |
aha ezinụlọ ya | Kadiri |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Maachị 1988 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Edo |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Yaba College of Technology, University of Lagos |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards |
ahọpụtara maka | Golden Icons Academy Movie Awards, City People Entertainment Awards, Ihe nrite ihe nkiri Ghana |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ruth Kadiri bụ Nigerian actress, screenwriter nakwa film producer.
Mbido ndụ ya
dezieA mụrụ Ruth Kadiri n'ụbọchị ọnwa Machị dị na mkpụrụ ụbọchi iri abụọ na anọ n'afọ , na Benin City, Edo State, Nigeria. O gụrụ maka mass communication na University of Lagos ma gụkwa maka business administrationna Yaba College of Technology.[1]
Ọrụ
dezieKadiri sonyere otu Nollywood mgbe o mere ihe nkiri akpọrọ Boys Cot [2] kemgbe ahụ o meela ihe fim karịrị iri ise . Dika onye edere ederede,ihe nkiri o deela ma gbakọ aka so dee nkiri ndị a Matt Arising, Heart of a Fighter, Ladies Men, Trueness, First Class nakwa over the Edge . Ruth jikwa ego ya kwado ihe nkiri akpọrọ Matters Arising, [3] Over the Edge, [4] Somebody Lied [5] na Memory Lane, nke metụtara okwu ụgha na deceit. .
Ihe nkiri
dezie- In Your Arms (2017)
- Black Bride (2017)
- We Cheats More (2017)
- WET si n'aka Ruth Kadiri (2018)
- Tripodsi n'aka Ruth Kadiri (2018)
- Black Men Rock (2018)
- Love is Beautiful (2019)
- The Dumb Wife (2020)
- Too Old for Love (2020)
- Tears of Rejected Seed (2020)
Onyinye na Nhọpụta
dezieafọ | mmemme | katigory | mmpụtara |
---|---|---|---|
2015 | Nigeria Entertainment Awards | Onye kacha kpaa agwa ọfụma[6] | mmeri |
Golden Icons Academy Movie Awards | Best Female Viewers Choice[7] | nhọpụta | |
Best On-screen Duo with Majid Michel[8] | nhọpụta | ||
Onye kacha kpaa agwa[8] | nhọpụta | ||
Best of Nollywood Awards | Onye kacha susuo ọnụ n'ihe nkirTempleeti:Cn | mmeri | |
2018 | City People Movie Award | onye kacha kpaa agwa[9] | mmeri |
City People Movie Award | Ihu ejiri mara Nollywood[9] | nhọpụta | |
2019 | Ghana Movie Awards | Best Movie African Collaborations[10] | nhọputa |
Ghana Movie Awards | Best Actress African Collaboration[10] | nhọputa |
Hụ kwa
dezieEbe nsi nweta
dezie- ↑ Ruth Kadiri, Naij
- ↑ Nollywood Star Birthday: Ruth Kadiri, IrokoTV, Retrieved 14 October 2016
- ↑ "Ruth Kadiri and Majid Michel's Matters Arising". (in en)
- ↑ Bodunrin. "Check Out How Ruth Kadiri Destroyed Her Perfect Relationship Over The Edge". (in en-US)
- ↑ Pulse. "Somebody Lied": Ruth Kadiri, Alex Ekubo, others in new movie (en-US). Archived from the original on 2016-08-10. Retrieved on 2020-10-05.
- ↑ Ruth Kadiri wins Actress of the Year at NEA AWARDS 2015 - Nigeria Movie Network.
- ↑ Ruth Kadiri others, nominated for GIAMA Awards 2010 - Entertainment News | Viasat1.com.gh. Archived from the original on 2016-08-07. Retrieved on 2020-10-06.
- ↑ 8.0 8.1 goldenicons (2015-09-03). NOMINATIONS ANNOUNCED FOR 2015 GOLDEN ICONS ACADEMY MOVIE AWARDS (GIAMA) (en-US).
- ↑ 9.0 9.1 Omotola Jalade Ekeinde, Charles Inojie and Ruth Kadiri win at movie awards ceremony (en-US) (2018-09-17). Archived from the original on 2020-10-31. Retrieved on 2020-10-06.
- ↑ 10.0 10.1 Nominees Released for 2019 Ghana Movie Awards - Full List (en-US) (2019-12-09).