Remi Adedeji
Remi Adedeji
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Remi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1937 |
Ebe ọmụmụ | Okemesi |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | children's writer, onye nchikota akuko, odee akwụkwọ |
Ọrụ ama ama | Moonlight Stories |
Remi Aduke Adedeji (amuru ya n’afọ 1937) bu onye ode-akwukwọ nke umuaka nke Naijiria .
Bayografi
dezieAmuru Adedeji na Okemesi na Ekiti Steeti n'afọ 1937. [1] Obi adịghị Adedeji mma maka akwụkwọ ụmụaka maka na ha anaghị egosi omenaala ndị Africa. Ọtụtụ n’ime akụkọ ya sitere na akụkọ ọdịnala ndị Naịjirịa. O dere ma bipụta Nwanyi ahụ mara abụba n'afọ 1973. [2] Ọ bụrụla onye nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ agụmakwụkwọ, Bookbird . Akwụkwọ ya na-agụnyekarị agwa mbe. Akwụkwọ ya nke 1986 nke "Moonlight Stories" nwere ọtụtụ akụkọ Just-so nke kọwara ihe mere udele jiri nwee isi maọbụ ihe mere okpokoro mbe ji yie ihe gbawara agbawa [3]
Ọrụ
dezie- Nwanyi buru oke ibu, 1973.
- Papa Ojo na ezinụlọ ya, 1973.
- Oge eruola maka akụkọ, 1973.
- Akụkọ anọ banyere mbe, 1973.
- Akụkọ nne m gwara m, 1978.
- ụbọchị ncheta ọmụmụ Tunde, 1983.
- Tunde gara Ibadan, 1983.
- ụbọchị mbụ Tunde n'ụlọ akwụkwọ, 1983.
- Akụkọ ọnwa : ka mbe si lụọ ada eze na akụkọ ndị ọzọ, 1986. [3]
- Ezigbo nwanne nna m, 1986. [2]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ Remi Adedeji, Ohio University, Retrieved 27 February 2016
- ↑ 2.0 2.1 Remi Adedeji, A Bibliography of Anglophone Women Writers, Tony Simoes da Silva, aflit.arts.uwa.edu.au, Retrieved 27 February 2016
- ↑ 3.0 3.1 Moonlight Stories, African Book Collective, Retrieved 27 February 2016