Remi Abiola
Remi Abiola
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Remi |
ụbọchị ọmụmụ ya | Ọgọọst 1953 |
Ụbọchị ọnwụ ya | Julaị 2009 |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | ọrịa kansa |
Dị/nwunye | Moshood Abiola |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | director, omee |
Remi Abiola audio A mụrụ ya (Ọgọstụ 1953 - Julaị 2009) bụ nwaafọ Naịjiria na-eme ihe nkiri onyonyo ma bia bụrụ nwunye Moshood Abiola nwụrụ anwụ bụ onye ama ama ma bụrụkwa Business magnate nakwa politician. [1] Ọ nwụrụ na New York City n'ọnwa Julịa n'abali iri abụọ na iteolu n'afọ 2009 site n'ọria kansa. Ọ nwụrụ ụmụ abụọ: Abimbola Umardeen na Olajumoke Adetoun. [2] [3] [4]
Ọrụ
dezieRemi nwetara ọzụzụ maka ị kpa agwa maka ihe nkiri fim n'ụlọ akwụkwọFielding school maka egwuregwu na England na mgbe 1970 ka ọ hapụ ụlọ ọrụ Nigeria Airways dị ka onye na-eso ụgbọ elu. Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, O sonyere n'otu ndi na-eme fim mgbe o bidoro sonye n'egwuregwu onyonyo nke Bayo Awala na Chief Tunde Oloyede gbadoro na NTA Channel 10. [5] [6]
Hụ kwa
dezieEbe nsi nweta
dezie- ↑ Sunset for top yoruba actress-Remi Abiola. Vanguard News. Retrieved on 21 April 2015.
- ↑ "How Star actress Remi Abiola died". Retrieved on April 22, 2015.
- ↑ nollywood actress-Remi Abiola dies. Vanguard News. Retrieved on 21 April 2015.
- ↑ "Curbing the cancer menace". Retrieved on April 22, 2015.
- ↑ https://www.vanguardngr.com/2009/07/sunset-for-top-yoruba-actress-remi-abiola/
- ↑ https://www.thenigerianvoice.com/movie/3326/i-was-mkos-wife-not-mistress-remi-abiola.html