Rachid Mimouni (N'asụsụ Arabic) (20 Nọvemba 1945 - 12 Febụwarị 1995) bụ onye odee, onye nkuzi na onye na-akwado ikike mmadụ.

Mimouni dere akwụkwọ akụkọ na-akọwa obodo Algeria n'ụdị ezi uche dị na ya. Ndị agha Alakụba yiri ya egwu maka nguzo ya megide otu ngagharị nke ọ kọwara dị ka dabere na echiche ochie, adịghị mkpa n'oge a.  

Akụkọ ndụ

dezie

A mụrụ Rachid Mimouni na Boudouaou, 30 kilomita site na Algiers n'ezinụlọ ndị ogbenye.[1] 

Mimouni gụrụ sayensị na Mahadum Algiers tupu ọ bụrụ onye nkuzi na École supérieure du commerce (ụlọ akwụkwọ azụmahịa) na Algiers. Ọ bụ onye isi oche nke ntọala Kateb Yacine ma bụrụkwa osote onye isi oche na Amnesty International. Ọ gbapụrụ Algeria gaa France na 1993 iji gbanahụ agha obodo na ogbugbu nke ndị ụbụrụ na-aghọ nkọ. Ọ nwụrụ na Paris na 1995 n'ihi ịba ọcha n'anya.[2]

Ọrụ

dezie
  • Oge opupu ihe ubi ga-aka mma karịa (1978)
  • Ámá Osimiri a tụgharịrị atụgharị (1982)
  • Ihe isi ike ị ga-ebi na ya (1983)
  • Shia (1984)
  • Nsọpụrụ nke agbụrụ ahụ (1989)
  • Ákwà mgbochi nke ogresse (1990)
  • Udo a ga-ebi na ya (1991)
  • Ákwà obi ọjọọ n'ozuzu ya na nke intégrism karịsịa (1992)
  • Ọchịchị Anyanwụ (1993)
  • Ihe ndekọ nke Tangier (1995)
  • Ihe isi ike ị ga-ebi na ya (1983)

Ihe nrite maka akwụkwọ

dezie
  • Ihe nrite nke ọbụbụenyi Franco-Arab (Fraco-Arab Friendship Award) maka nsọpụrụ nke agbụrụ ahụ (1990)
  • Ihe nrite nke ndị na-enyocha akwụkwọ: Ruban de la francophonie (Literary Critics Award, best Francophone novel) maka nsọpụrụ nke agbụrụ ahụ (1990)
  • Ihe nrite nke akwụkwọ-ihe nkiri nke emume ihe nkiri mba ụwa na Cannes (Cannes Film Festival Film-Literature Award) maka nsọpụrụ nke agbụrụ ahụ (1990)
  • Ihe nrite nke Académie française (Académie française Award) maka eriri ogres (1991)
  • Prix Hassan II des Quatre Jurys (Hassan II Four Juries Award) maka ọrụ ya zuru ezu (1992)
  • Ihe nrite Albert Camus (Albert Camus Award) maka ihe mgbu a ga-ebi na ihe obi ọjọọ n'ozuzu ya na nke nkwenye n'ofe (1993)
  • Ihe nrite nke Levant (Levant Award) maka ọnụ ahụ (1993)
  • Ihe nrite nnwere onwe edemede (Literary Freedom Award) maka La malédiction (1994)
  • Prix spécial Grand Atlas (Special Grand Atlas Award) maka ọrụ ya zuru ezu (1995)

Ntụaka

dezie
  1. Barbarie et integrisme
  2. "Rachid Miimouni(1945-1995)- Bibliographie" bnf.fr. Bibliotheq nationale de France. Eweputara 21 Julai 2015.
  3. Abu- Haidar, Farida. "OBITUARY: Rachid Mimouni". Independent.co.uk. the independent eweputara 21 Julai 2015.
  1. Rachid Mimouni (1945-1995) - Bibliographie. bnf.fr. Bibliothèque nationale de France. Archived from the original on 23 July 2015. Retrieved on 21 July 2015.
  2. Abu-Haidar. OBITUARY:Rachid Mimouni. independent.co.uk. The Independent. Retrieved on 21 July 2015.