Priscilla Achapka

Onye na-akwado gburugburu ebe obibi Naijiria
Priscilla Achapka
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePriscilla Dezie
Ebe ọmụmụBenue Steetị Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ tiv Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard University Dezie
ogo mmụtaDoctor of Philosophy Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ebeAbuja Dezie

Priscilla Mbarumun Achapka bụ onye Naijiria na-agba mbọ ihu na gburugburu anị di otu ọkwesịri ịdị. Ọ bụ onye guzobere ma bụrụ onye isi oche otu ụmụ nwaanyị n'edozị gbugburu (WEP)[1].

Mmalite ndu na mmụta dezie

Achakpa lụrụ di mgbe ọ gbara afọ iri na isii muo ụmụ atọ. mana ugbua, obu onye di ya nwuru n'oge n'erughi eru[2]. Ezinaụlọ di ya chụpụrụ ya, ọ debanyere aha ya n'ụlọ akwụkwọ ebe o nwetara nzere mmụta n'ihe ọmụmụ mmepe, nchịkwa azụmahịa na njikwa[3]. Achakpa nwetara nzere mastas na Njikwa ma Njikwa azumahia, yana ọmụmụ mmepe obodo[4].

Ọ gụsịrị Ph.D. site na mahadum Banja Luka yana asambodo ọrụ site na Harvard Business School[5].

Ọrụ dezie

Site n'afọ 1989 ruo afọ 2001, Achakpa rụrụ ọrụ na ụlọ akụ nke bụ Savannah bank[6] ebe ọ bido mmụta ihe gbasara gburugburu anyi maka ọrụ o ga-arụ dika onye ndozị gburugburu[7]. Isi ọrụ ya na-eleba anya na ọ dị mkpa itinye okwu ihe gbasara nwoke na nwanyị n'ime atụmatụ na nhazi okwu mmiri[8]. Ọ rụọla ọrụ dị ka onye nnọchi anya ndị Naijiria maka ndị isi ọgbakọ ụmụ nwanyị na mmekorịta gbasara umu nwaanyị na-ogbako UN. Emere ya onye nyemaka ọgbakọ ụmụ nwaanyị nke bụ "Women's Major Group"[9]. Ọ bu onye isi oche ogbakọ ndi Abaagu maka nhazi ndi ntorobịa n'okwu mmekorita niime obodo ha[10].

Ọ bụ onye guzobere ma buru onye isi WEP nke NGOWomen Environment Programme (WEP) nke metụtara ụmụ nwanyị site na ịnye ezigbo ndumodu banyere otu esi edozi nsogbu nke uwa[11][12][13][14][15].

Ha nwere ulo oru na Naijiria, Burkina Faso, Togo na US[16]. N'afo 2012 o sonyere na mkparịta ụka na obakọ nke United Nations Conference on Sustainable Development (Rio+20)

O kwuola okwu na nzukọ UN na Nairobi banyere mkpa okwụ ụmụ nwanyị na ihe gbasara ndozi gburugburu anyi.[17]

Apchaka na-ejidekwa ọkwa nke National Coordinator na Naijiria nke Water Supply and Sanitation Collaborative Council (WSSCC), otu alaka nke bụ United Nations Office for Project Services (UNOPS).[18][19]

N'afo 2015, ode akwukwo nke bụ Vogue dee banyere ya na otu edemede ha na ọgbakọ 2015 United Nations Climate Change Conference ebe a matara na ọ bụ otu nwaanyị nime ụmụ nwaanyị iri atọ bu ndi oganịhụ. [20]

Nsọpụrụ na Onyinye dezie

Achakpa bụ onye otu Ashoka kemgbe afọ 2013[21]. Ụlọ ọrụ ndị Germany nke bu Deutsche Welle na ‘Channels Television’ Naịjirịa kpọọrọ ya ‘’ Eco Hero ’’. Ndi Deutsche Welle nyere ya onyinye maka mbọ ọ na-abga iji dozie gburugburu anyi. Ndi otu bụ Nobel Women's Initiative gosipụtara Achakpa dịka onye n'agba ezigbo mbọ ihu na-edoziri otụtụ ihe.[22]

Hụ kwa dezie

Ebe m si dee dezie

  1. Women Environmental Programme Board Members. Archived from the original on 29 September 2020. Retrieved on 8 March 2020.
  2. Priscilla Mbarumun Achakpa. Retrieved on 8 March 2020.
  3. Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (2018-11-28). Retrieved on 8 March 2020.
  4. Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (en-US) (2018-11-28).
  5. United Nations: Our Team in Nigeria. United Nations. Retrieved on 8 March 2020.
  6. United Nations: Our Team in Nigeria. United Nations. Retrieved on 8 March 2020.
  7. Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (en-US) (2018-11-28).
  8. "unga-launches-ten-year-action-plan-on-water-for-sustainable-development", International Institute for Sustainable Development, March 27, 2018. Retrieved on 8 March 2020.
  9. Nigeria Pricilla Achakpa elected as co-facilitator of Women's Major Group to UNEP. EcoGreen News. Retrieved on 8 March 2020.
  10. Board of Trustees. Charles & Doorsurgh Abaagu Foundation. Archived from the original on 16 November 2020. Retrieved on 8 March 2020.
  11. "unga-launches-ten-year-action-plan-on-water-for-sustainable-development", International Institute for Sustainable Development, March 27, 2018. Retrieved on 8 March 2020.
  12. "Sadhguru to speak at UN on World Water Day", The Siasat Daily, Hyderabad, March 20, 2019. Retrieved on 8 March 2020.
  13. Meet the Eco Heroes - Nigeria-Environmental activism in times of economic crisis (en-GB). Deutsche Welle (7 June 2016).
  14. Priscilla Achakpa (24 January 2018). Retrieved on 7 March 2020.
  15. Women Environmental Programme Board Members. Archived from the original on 29 September 2020. Retrieved on 8 March 2020.
  16. Priscilla Mbarumun Achakpa. European Union: Capacity4dev. Retrieved on 9 March 2020.
  17. "Women who have been tortured for the environment", The Economic Times, December 5, 2017. Retrieved on 9 March 2020.
  18. National Coordinator Priscilla Achakpa receives environmental innovation award. Water Supply and Sanitation Collaborative Council (June 2016). Archived from the original on 25 February 2017. Retrieved on 8 March 2020.
  19. "Council Seeks Safe Disposal Of Menstrual Waste", Montage Africa, October 27, 2017. Retrieved on 9 March 2020.
  20. "Climate Warriors", Vogue, 30 November 2015. Retrieved on 7 March 2020.
  21. Priscilla Mbarumun Achakpa. Retrieved on 8 March 2020.
  22. Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (2018-11-28). Retrieved on 8 March 2020.