Pheelz

Onye na-emepụta ihe ndekọ Nigeria
Pheelz
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePhillip Dezie
aha pseudonymPheelz, Mr. Producer, Ridimakulayo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Jụn 1994 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụNjinịa ụda egwu, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, odee egwu, onye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
diskografiPheelz production discography Dezie
ụdịAfrican popular music, egwu hip hop, Afrobeat, rhythm and blues Dezie
akara ndekọYBNL Nation Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Àtụ:Infobox musical artist Pheelz

Aha Phillip Kayode Moses

Amaara ya dịka Pheelz Mr. Producer

Amụrụ Juunu 5, 1994 (afọ 26)

Legọọsụ, Naịjirịa

Ebe osi Legọọsụ

Nkenụụdị

Afuropọpụ

Afurobiiti

Afrịkan hipụ họpụ

Jazị

Hipụ họpụ

Rapụ

RnB

Aka ọrụ Mmepụta ndekọ egwu, Odee egwu

Ngwa egwu Pịyano, Igba, Jita

Afọ ọ nọ ọrụ 2012–ugbua

Lebeelụ YBNL Nation

Ndị egwu

Olamide

Lil Kesh

Adekunle Gold

Teni

Fireboy DML

Phillip Kayode Moses (onye amụrụ na Juunu 5, 1994) nke amara nke oma dịka Pheelz, bụ onye na-emepụta ihe na Naịjirịa [1] na onye na-ede egwu ya ọtụtụ ndi na eme ihe egwu na ndi egwu, dịks Olamide, Tiwa Savage na ndi nile no n’etiti. [2] Amụrụ ma zụlite ya na Legọọsụ, ekwere na Pheelz mepụtara egwu niile nanị otu egwu ka ọ na-ewepụtaghị na abọm Olamide Baddest Guy Ever Liveth . [3] . [4]

Ndụ mbido dezie

Pheelz bụ onye Ogun steeti mana a mụrụ ya ma tolite na Ojo, okpuru ọchịchị ime obodo dị na Lagos Steeti . Ọ malitere egwu dị ka onye na-agụ egwú na afọ iri na chọọchị. [5] Mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị na ajangbandi afromedia. Pheelz gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Ideal Comprehensive high school ms mechaa ruo n'okpuru ID Cabassa na Coded Tunes, akara ndekọ ebe ọ zutere Olamide. N’afọ 2011, o gosipụtara olu n’abụ egwu Olamide Rapsodi abọm akpọrọ “I 'm going in".

Ọrụ dezie

Ọganihu ya dị ka onye na-edekọ ndekọ bịara na 2012, mgbe o mepụtara otu egwu Olamide akpọrọ "First ofAll" na "Fucking with the Devil" site na abọm YBNL ya. [5] Na 2013, Pheelz pụtara na NotJustOk ' ndị ndekọ egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa". [6] O mepụtara egwu niile naanị ka ọ emepụtaghị na Olamide "Baddest Guy Ever Liveth" abọm, mmegharị nke mere ka o kwudosịa ike n'ụlọ ọrụ egwu nke Naịjirịa ma merie na nhọpụta nke The Headies 2013 . [7] Na 2014, ahọpụtara dịka "onye mmepụta egwu nke Afọ" na 2014 mbipụta nke The Headies na na "2014 Naịjirịa Entertainment Awards" . [8] Pheelz agafeela wee mepụta ma tinye aha ya na egwu na ọba egwu ama ama gụnyere The Chairman nke MI, Ghetto University site na Runtown na Seyi ma ọ bụ Shay nke Seyi Shay . Na 2014, Pheelz rụkọrọ ọrụ ya na COPILOT Music and Sound na mkpuchi Carlinhos Brown "Maria Caipirnha (Samba da Bahia)". Nhazi a


ahụ gosipngwa a eji egwu na ụdịNịjirịaigeria maka Visa "of the Worldae "wa", mkpọsa dijitalụ maka 2014 FIFA World Cup .

Ihe nkiri a họpụtara dezie

Ebe e si nweta abọm dezie

Afọ Onye egwu Abọm
2012 Olamide YBNL
2013 Olamide Baddest Guy Ever Liveth
2014 Olamide Street OT
M.I The Chairman
2015 Olamide & Phyno 2 Kings
Runtown Ghetto University
Seyi Shay Seyi or Shay
Olamide Eyan Mayweather
2019 Fireboy DML Laughter, Tears and Goosebumps
  • "Durosoke" – Olamide (2012)
  • "First of All" – Olamide (2012)
  • "Eleda Mi O" – Olamide (2014)
  • "Dope Money" – Olamide (2014)
  • "Rayban Abacha"
  • "Shoki" – Lil Kesh (2015)
  • "Hustle"(2012)

Onyinye na nhọpụta dezie

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ
2013 The Headies 2013 Onye Mmepụta nke Afọ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014 Headies 2014 style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014 Nigerian Entertainment Award Ya onwe ya |style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[9]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[10]
2015 style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[11]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2016 style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
The Headies style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Nsidee dezie

  1. "Olamide and Pheelz part ways?", New Telegraph, 13 June 2013. Retrieved on 17 November 2015.
  2. "The Headies 2013: First Photos & Full List of Winners: Olamide, Phyno, Davido, Sean Tizzle & Waje", BellaNaija, 27 December 2013. Retrieved on 17 November 2015.
  3. "Album Review: Olamide is the ‘Baddest Guy Ever Liveth’ (even though he’s tired)", Nigeria Entertainment Today, 17 November 2013. Retrieved on 17 November 2015.
  4. "YBNL producer, Pheelz drops new single ‘Hustle’", Nigeria Entertainment Today, 9 October 2014. Retrieved on 17 November 2015.
  5. 5.0 5.1 "Unveiling Pheelz …his synergy with Olamide, others", News Watch Times, 13 June 2014. Retrieved on 17 November 2015.
  6. "The 10 Hottest Producers in Nigeria", NotJustOk, 4 October 2013. Retrieved on 17 November 2015.
  7. "Custodian Interview: Pheelz(YBNL Producer)", Culture Custodian, 23 July 2015. Retrieved on 17 November 2015.
  8. "Nigeria Entertainment Awards 2014 Nominees List: Davido, Yemi Alade, Others Nominated", tooXclusive, 29 May 2014. Retrieved on 17 November 2015.
  9. "Nigeria Entertainment Awards 2014 Nominees List: Davido, Yemi Alade, Others Nominated", tooXclusive, 29 May 2014. Retrieved on 17 November 2015.
  10. Oyewusi, Siji. "Who won what at City People Entertainment Awards 2014", Nigeria Entertainment Today, 10 June 2014. Retrieved on 17 November 2015.
  11. Ade-Unuigbe, Adesola. "Kiss Daniel, Korede Bello, Falz, Wizkid, Olamide, Davido & More Nominated for the 10th Annual Nigerian Entertainment Awards", BellaNaija, 12 June 2015. Retrieved on 17 November 2015.