Paschaline Alex Okoli

Paschaline Alex Okoli bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria amara ofuma maka aha ya bu Cordelia na ihe nkiri Jenifa's Diary.

Mmalite ndu na mmutaMèzi

Paschaline bu onye Anambra steeti, Orumba south lokal gọọmenti. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum steeti Imo ebe o nwetara nzere na French[1]

ỌrụMèzi

Ọ bido ọrụ ihe nikiri ya n'afo 2010 na ihe nkiri akpọrọ Definition Of Love[2] mana nnukwu oganihu biara ya mgbe ọ mere dika Cordelia[3][4] na ihe nkiri jenifa's diary nke Funke Akindele kere.

Onyinye na nhoputaMèzi

A họpụtara Paschaline maka onyinye nke Nwaanyị ohuru ihe nkiri ya kacha mma nke afọ (Bekee).

EsemokwuMèzi

Paschaline, kwuru na ya nwere ike ịgba ọtọ ma ọ bụrụ na ọrụ e nyere ya chọrọ ka o mee ya na ọ bụrụ na ego a ga-enye ya dị mma. [5] [6] [7] [8] Agbanyeghị na n'ọtụtụ mba ụwa, nke a anaghị abụkarị esemokwu mana na obodo Naịjirịa ọ na-abụkarị ihe di iche.

Ebe m si deeMèzi

Njikọ dị na mpụgaMèzi

Paschaline Alex Okoli Instagram Page


Òtù:Ndị Igbo