Osonye Tess Onwueme

Osonye Tess Onwueme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTess Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Septemba 1955 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, odee ejije, university teacher Dezie
onye were ọrụUniversity of Wisconsin–Eau Claire Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, Mahadum nke Benin Dezie
webụsaịtịhttp://www.writertess.com/tess/index.asp Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Osonye Tess Onwueme, amara dika T. Akaeke Onwueme (amụrụ na 8 Septemba 1995) bụ onye Naijiria na-ede egwuregwu, ọkà-mmụta na onye na-ede uri, onye ghọrọ onye a ma ama na-ede egwuregwu na isiokwu nke ikpe ọha, omenala, na gburugburu ebe obibi. Na 2010, ọ ghọrọ Prọfesọ nke Global Letters, maka ọrụ ya pụrụ iche dịka Prọfesọ na-ahụ maka ọdịbendị na asụsụ Bekee na Mahadum Wisconsin–Eau Claire. Site n'egwuregwu ya, o nwere ike iji ụlọ ihe nkiri dị ka ikpo okwu iji kwupụta echiche ndị nke egbochori dị ka ụmụ nwanyị Africa, na-enwu ọkụ na ọnọdụ nke ndụ na Africa. Ọ na-akwado nkwado ya maka ndị ogbenye na ndị ntorobịa zuru ụwa ọnụ, yana ahụmịhe na nchegbu nke ndị Afrika bi obodo oyibo na ọrụ edemede ya. A na-ahụta ya dịka otu n'ime otu ndị ode akwụkwọ Africa dị oke mkpa.[1] Ọ bụkwa onye na-ekwusi okwu ike banyere ime nwaanyị ihe megide n'ụlọ.[2]

Mmalite ndụ na mmuta dezie

Amuru ya Osonye Akeake na Ogwashi Ukwu, na Delta nke ugbua, bu ezi na-ulo nke barrister Chief Akaeke na Maria Eziashi. Osonye gụrụ akwụkwọ na Mary Mount Secondary School; ọ bụ mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ ka ọ malitere ide akwụkwọ. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ lụrụ otu ọkà mmụta agronomist, I. C. Onwueme, wee mụọ ụmụ ise, n'oge ọ gara Mahadum nke Ife, maka nzere na mmuta agụmakwụkwọ (1979) na nzere mastas na ịgụ akwụkwọ (1982). O nwetara PhD nke African Drama na Mahadum Benin. N’afọ 1998, ọ lụrụ Obika Gray, onye Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Jamaica.[3]

Ọrụ dezie

  • A Hen Too Soon (1983)
  • Broken Calabash (1984)
  • The Desert Encroaches (1985)
  • The Reign of Wazobia (1988)
  • Ban Empty Barn and other plays (1986)
  • Legacies (1989)
  • Three Plays: an anthology of plays by Tess Onwueme (1993)
  • Tell It To Women: an epic drama (1995).
  • Riot In Heaven: drama for the voices of color (1996; 2006)
  • The Missing Face, a play (1997; 2000)
  • Shakara: Dance-Hall Queen: a play (2000; 2006)
  • Then She Said It: a play (2003)
  • What Mama Said, an epic drama (2004)
  • No Vacancy (2005)

Onyinye nsọpụrụ dezie

O merie ọtụtụ onyinye mba ụwa, gụnyere nke a ma ama Fonlon-Nichols (2009),[4] Phyllis Wheatley / Nwapa maka ndi oji na-ede akwukwo gbara ama (2008),[5] Martin Luther King, Jr./Caeser Chavez Distinguished Writers Award (1989/90),[6] Distinguished Authors Award (1988),[7] na onyinye nke Nzukọ ndị na-ede akwụkwọ na Naijiria bụ Drama Prize, nke o meriri ọtụtụ oge na eije dịka The Desert Encroaches (1985),[8] Tell It To Women (1995),[9] Shakara: Dance-Hall Queen (2001)[10], Then She Said it (2003) dgz.[11]

Ebe m si dee dezie

  1. N. Graham Nesmith. "Osonye Tess Onweume. What Mama Said: ihie omume akoro Ako 'Epic Drama", in African American Review, Spring-Summer 2005 accessed at March 29, 2007.
  2. Ibrahim Hirsi (4 September 2015). 'They can be stopped': Bukola Oriola takes her story of surviving domestic violence from Minnesota to Nigeria. Retrieved on 25 May 2017.
  3. Marvie Brooks, "Onwueme, Tess", Who's Who in Contemporary Women's Writing, Routledge, 2001, p. 243.
  4. Celebrating Prof Tess Onwueme (en-US) (2019-01-26).
  5. Delta-Born Tess Onwueme Celebrated Abroad (en-US) (2014-11-29).
  6. Onwueme, Osonye Tess 1955– | Encyclopedia.com.
  7. Guide to the Tess Osonye Onwueme Papers, 1975-2014 (en).
  8. African Books Collective: Tess Osonye Onwueme.
  9. Riot In Heaven: Drama for the Voices of Color (en).
  10. African novel, women, theatre and culture, dramatist, Tess Onwueme.
  11. Postcolonial Web

Ọgụgụ ọzọ dezie

  • <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Simon_Gikandi" rel="mw:ExtLink" title="Simon Gikandi" class="cx-link" data-linkid="54">Simon Gikandi</a>, Encyclopedia of African Literature, Routledge (2002),   - pp. 414–15
  • Ini Uko, Gender and Identity in the Works of Tess Onwueme, Trenton, New Jersey: Africa World Press, 2004
  • Chris Dunton, "Nigeria and the Diaspora, Solidarities and Discords: The Drama of Tess Onwueme", in Toyin Falola (ed.), Nigeria in the Twentieth Century. Durham, North Carolina. Carolina Academic Press, 2002. pp. 791–798
  • Therese Migraine-George, "African Women on the Global Stage", African Women and Representation: From Performance to Politics. Trenton: Africa World Press, 2008. pp. 157–178.
  • Kanika Batra, "Daughters who Know the Language of Power: Community, Sexuality, and Postcolonial Development In Tess Onwueme's Tell it to Women," Interventions: Journal of Postcolonial Studies, Vol. 9, 1 (2007), 124–138, (ISSN 1369-801X print/1469-929X online)
  • J. O. J. Nwachukwu-Agbada, "Tess Onwueme: Dramatist In Quest of Change", <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/World_Literature_Today" rel="mw:ExtLink" title="World Literature Today" class="cx-link" data-linkid="66">World Literature Today</a> (Summer 1992), 464–467.

Njikọ dị na mpụga dezie